Nkọwa okwu logo
Beta

ǫnà

ọ̀nà

Wordọ̀nà
Definitions

Noun

1.three-leaved yam (Dioscorea dumetorum)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị ji mmanụ nkwụ eri ọna.

Anyị ji mmanụ nkwụ eri ọna.

We use palm oil to eat three-leaved yam.

Ha kọrọ ọna n'ugbo ha.

Ha kọrọ ọna n'ugbo ha.

They planted three-leaved yam in their farm.

Ọna na-atọ ụtọ.

Ọna na-atọ ụtọ.

Three-leaved yam is delicious.

Ọna bụ nri ndị be anyị.

Ọna bụ nri ndị be anyị.

Three-leaved yam is my people's food.

Ndị ohi zuru ọna m.

Ndị ohi zuru ọna m.

Thieves stool my three-leaved yam.

ųlá

ụ̀la

Wordụ̀la
Definitions

Noun

1.departure; going

Related Term
Word Stem

Examples

Ụla na-agụ m.

Ụla na-agụ m.

I want to go home.

Ụla ka ha na-akwado.

Ụla ka ha na-akwado.

They are preparing to go.

Ha nọ n'ụzọ ụla mgbe e jidere ha.

Ha nọ n'ụzọ ụla mgbe e jidere ha.

They were on their way home when they were caught.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.