Beta

ógwú

ogwū

Wordogwū
Definitions

Noun

1.thorn

2.bone (fish)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ahịhịa ahụ nwere ogwu.

Ahịhịa ahụ nwere ogwu.

That grass has thorn.

Ejighị ogwu egwu egwu.

Ejighị ogwu egwu egwu.

You do not play with thorn.

Ekpunyere Kraịst okpu ogwu.

Ekpunyere Kraịst okpu ogwu.

Christ was crowned with thorn.

Wepụ ogwu ahụ ka ọ ghara imeru ya ahụ.

Wepụ ogwu ahụ ka ọ ghara imeru ya ahụ.

Remove that thorn so that it won't hurt him.

Ọkụ gbara ogwu ahụ.

Ọkụ gbara ogwu ahụ.

That thorn got burnt by fire.

Onye dowere ogwu a?

Onye dowere ogwu a?

Who kept this thorn.

Ogwu juru n'ubi a.

Ogwu juru n'ubi a.

This farm s full of thorn.

Ogwu mara m

Ogwu mara m

Thorn pinched me.

àsï

àsị

Wordàsị
Definitions

Noun

1.a false information; lie

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ihe ọ gwara gị bụ asị.

Ihe ọ gwara gị bụ asị.

What he told you is a lie.

Ọ maghị etu esi àsị àsị

Ọ maghị etu esi àsị àsị

He doesn't know how to lie.

Ịtụ asị adịghị mma.

Ịtụ asị adịghị mma.

To lie is not good.

Asị ọ tụrụ bụ ihe mere nna ya ukwu ji chụọ ya n'ọrụ.

Asị ọ tụrụ bụ ihe mere nna ya ukwu ji chụọ ya n'ọrụ.

The lies he told made his boss to sack him from work.

Ọ sịrị asị mgbe ejidere ya.

Ọ sịrị asị mgbe ejidere ya.

He lied when he was caught.

O ji asị ere ahịa.

O ji asị ere ahịa.

He sells market with lie.

ųgà

ụ̀gà

Wordụ̀gà
Definitions

Noun

1.prickly plant used for the preparation of sponges

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ụga chiri Okoli n'ahụ.

Ụga chiri Okoli n'ahụ.

Ụga scratched Okoli's body.

Chinedu pịara ya ụga.

Chinedu pịara ya ụga.

Chinedu flogged him with ụga.

Ụga merụrụ ya ahụ.

Ụga merụrụ ya ahụ.

Ụga wounded him.

E ji ụga eme ogbo.

E ji ụga eme ogbo.

Sponge is made from ụga.

ágbü

agbụ

Wordagbụ
Definitions

Noun

1.rope for climbing (especially palm tree)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Agbụ Ikedi tibiri.

Agbụ Ikedi tibiri.

Ikedi's climbing rope cut.

Ama m etu esi ahị agbụ.

Ama m etu esi ahị agbụ.

I know how to twist rope.

Agbụ a, esighi ike.

Agbụ a, esighi ike.

This rope is not strong.

Gbaa agbụ ahụ mmiri.

Gbaa agbụ ahụ mmiri.

Water the climbing rope.

Anyị nwere agbụ anọ.

Anyị nwere agbụ anọ.

We have four climbing ropes.

E ji agbụ arị nkwu.

E ji agbụ arị nkwu.

We climb palm tree with climbing rope.

Otenkwụ konyere agbụ ya n'ubu.

Otenkwụ konyere agbụ ya n'ubu.

The palmwine tapper hung his rope on the shoulder.

Ọnaghị amasị Okeke iji agbụ rịa nkwu.

Ọnaghị amasị Okeke iji agbụ rịa nkwu.

Okeke does not like climbing palm trees with a rope.