ǫdïdï
ọ̀dịdị
Word | ọ̀dịdị |
Definitions | Noun 康 1.being; kind; nature of; appearance |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kedu ọdịdị akwa ị chọrọ inye m.
Kedu ọdịdị akwa ị chọrọ inye m.
What type of clothe do you want to give me.
Ọdịdị ya ụbọchị ahụ mara mma.
Ọdịdị ya ụbọchị ahụ mara mma.
His appearance that day was beautiful
Ọdịdị akwụkwọ a kọrọ ụkọ.
Ọdịdị akwụkwọ a kọrọ ụkọ.
The type of this book is scarce.
Nkechi enweghị ike ịkọwa ọdịdị mmụọ ọ hụrụ.
Nkechi enweghị ike ịkọwa ọdịdị mmụọ ọ hụrụ.
Nkechi cannot describe the nature of the spirit she saw.
àgbųrų
àgbụ̀rụ̀
Word | àgbụ̀rụ̀ |
Definitions | Noun 寀侍 1.race, the major groupings of mankind 2.ethnicity, ethnic group, the condition of belonging to a group with common lineage 3.specie, a group of animals with common features |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E nwere agbụrụ dị iche iche n'ụwa mana ihe kacha mkpa bụ na anyị niile bụ mmadụ.
E nwere agbụrụ dị iche iche n'ụwa mana ihe kacha mkpa bụ na anyị niile bụ mmadụ.
There are different races in the world but the most important thing is that we are all humans.
Esi m n'agbụrụ ndị Igbo.
Esi m n'agbụrụ ndị Igbo.
I am from the Igbo race/tribe.
Agbụrụ ọbụla nwere omenala ha.
Agbụrụ ọbụla nwere omenala ha.
Each tribe has its own customs.
Okoye achọghị ka nwa ya nwoke lụọ onye agbụrụ ọzọ.
Okoye achọghị ka nwa ya nwoke lụọ onye agbụrụ ọzọ.
Okoye does not want his son to marry from another race.
Olee agbụrụ o si na ya?
Olee agbụrụ o si na ya?
Is he from which tribe?