ùbú
ùbu
Word | ùbu |
Definitions | Noun 搾 1.the part of the body where the arm is connected; shoulder |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O bupụrụ ya bụ ibu n'isi ya, busa ya n'ubu ya.
O bupụrụ ya bụ ibu n'isi ya, busa ya n'ubu ya.
He lifted the load off his head and placed it on his shoulder.
O nwere nsogbu n'ubu.
O nwere nsogbu n'ubu.
He has a problem on the shoulder.
Ubu na-egbu ya mgbu.
Ubu na-egbu ya mgbu.
His shoulders are painful.
O bu ihe n'ubu aka ya.
O bu ihe n'ubu aka ya.
He is carrying something on his shoulder.
Ubu so n'akụkụ ahụ mmadụ.
Ubu so n'akụkụ ahụ mmadụ.
Shoulder is among the parts of the human body.
Uche bu nwa ya n'ubu.
Uche bu nwa ya n'ubu.
Uche is carrying his child on the shoulder.
ùgwù
ùgwù
Word | ùgwù |
Definitions | Noun 淡 1.prestige; honor; respect |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A na-akwenyere onye ezi omume ugwu n'obodo ọbụla chọrọ ọganiru.
A na-akwenyere onye ezi omume ugwu n'obodo ọbụla chọrọ ọganiru.
A well behaved person is held in honor in any community that desires progress.
Chike ga-akwanyere gị ugwu maka na ị bụ okenye.
Chike ga-akwanyere gị ugwu maka na ị bụ okenye.
Chike will respect you because you are an elder.
Obi achọghị ịkwanyere nwoke a ugwu.
Obi achọghị ịkwanyere nwoke a ugwu.
Obi does not want to respect this man.
E nyere ya nnukwu ugwu.
E nyere ya nnukwu ugwu.
He was really honoured.
Kwanyere onwe gị ụgwụ!
Kwanyere onwe gị ụgwụ!
Respect yourself!
Nye ya ugwu ruoro ya.
Nye ya ugwu ruoro ya.
Give him the respect he deserves.
Ọ naghị akwanyere onwe ya ugwu.
Ọ naghị akwanyere onwe ya ugwu.
He does not respect himself.
Nwata a na-akwanyere mmadụ ugwu.
Nwata a na-akwanyere mmadụ ugwu.
This child respects someone.
úgwú
ugwu
Word | ugwu |
Definitions | Noun 哀 1.mountain; hill; 2.north |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị rịgoro n'elu ugwu ahụ.
Anyị rịgoro n'elu ugwu ahụ.
We climbed to the top of that mountain.
Anyị gara kpee ekpere n'ugwu.
Anyị gara kpee ekpere n'ugwu.
We went to the mountain and prayed.
Ịridata ugwu na-adị mfe karịa irigoro ya.
Ịridata ugwu na-adị mfe karịa irigoro ya.
Climbing down from a mountain is easier than climbing up.
Ejeela m ugwu na ndịda, enweghị ebe dị ka ala nna m.
Ejeela m ugwu na ndịda, enweghị ebe dị ka ala nna m.
I have travelled north and south, there is no place like my father's land.
Ha bi n'akụkụ ugwu.
Ha bi n'akụkụ ugwu.
They live near the mountain.
Ụfọdụ anụmanụ bi n'ugwu.
Ụfọdụ anụmanụ bi n'ugwu.
Some animals live on the mountain.
Ọ rụrụ ụlọ ya n'elu ugwu.
Ọ rụrụ ụlọ ya n'elu ugwu.
He built his house on top of the mountain.
Ọ dị n'elu ugwu.
Ọ dị n'elu ugwu.
It is on top of the mountain.
Ugwu ahụ dị anya.
Ugwu ahụ dị anya.
The mountain is far.