ùhúrúchí
ùhuruchī
Word | ùhuruchī |
Definitions | Noun 1.daybreak; dawn |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Emere m ya ruo uhuruchi.
Emere m ya ruo uhuruchi.
I did it till daybreak.
ùhúlúchí
ùhuluchi
Word | ùhuluchi |
Definitions | Noun 1.evening; dusk |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A ga m abịa na uhuluchi
A ga m abịa na uhuluchi
I will come in the evening
Nwunye ya mụrụ nwa n'uhuluchi taa.
Nwunye ya mụrụ nwa n'uhuluchi taa.
Her wife is delivered of a baby this evening.
Uhuluchi taa nwere ka ọ dị.
Uhuluchi taa nwere ka ọ dị.
Today's evening is somehow.
Ụmụ agbogho bụ n'uhuluchi ka ha ji apụta iro.
Ụmụ agbogho bụ n'uhuluchi ka ha ji apụta iro.
The ladies come out during the evening.
N'oge uhuluchi ka ndi ahịa a ji apụta.
N'oge uhuluchi ka ndi ahịa a ji apụta.
It is in the evening that these traders open.
Ka anyị chere ka uhuluchi ruo.
Ka anyị chere ka uhuluchi ruo.
Let's waitr for evening to come.
ḿgbèdè
mgbèdè
Word | mgbèdè |
Definitions | Noun 号 1.the period of time after the afternoon (usually from 4p.m. to about 7pm) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A lọtara m na mgbede.
A lọtara m na mgbede.
I came back in the evening.
Ana m aga ụka na mgbede.
Ana m aga ụka na mgbede.
I go to service in the evening.
Anaghị m apụ ezi na mgbede.
Anaghị m apụ ezi na mgbede.
I don't go out in the evening.
Mmiri ga-ezo na mgbede.
Mmiri ga-ezo na mgbede.
Rain will in the evening.
Nye nwata a nri na mgbede.
Nye nwata a nri na mgbede.
Give this child food in the evening.
Bịa na mgbede.
Bịa na mgbede.
Come in the evening.
Mgbede a bụ mgbede ọma.
Mgbede a bụ mgbede ọma.
This evening is a good evening.
Anyị abụọ hụrụ na mgbede ụnyaahụ.
Anyị abụọ hụrụ na mgbede ụnyaahụ.
Both of us met yesterday evening.
Ka anyị jee na mgbede.
Ka anyị jee na mgbede.
Let us go in the evening.
O wetara ego ahụ na mgbede.
O wetara ego ahụ na mgbede.
He brought that money in the evening.