Nkọwa okwu logo
Beta

èjìmá

èjìma

Wordèjìma
Definitions

Noun

1.twin

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ada sị na ọ chọghị ịmụ ejima.

Ada sị na ọ chọghị ịmụ ejima.

Ada said that she does not want to give birth to twins.

Ilekota ejima adịghị mfe.

Ilekota ejima adịghị mfe.

Taking care of twins is not easy.

Ụmụ ejima a mara mma.

Ụmụ ejima a mara mma.

Thiese twins are beautiful.

Ụmụ ejima ahụ na-alụ ọgụ.

Ụmụ ejima ahụ na-alụ ọgụ.

Those twins are fighting.

Nwaanyị ahụ mụrụ ejima.

Nwaanyị ahụ mụrụ ejima.

That woman gave birth to twins.

ümüéjímá

ụmụ̄ejima

Wordụmụ̄ejima
Definitions

Noun

供倹

1.twins

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Mmadu a naabo bu ejima

Mmadu a naabo bu ejima

These two persons are twins

E ji ụmụejima gọzie Chinenye na di ya .

E ji ụmụejima gọzie Chinenye na di ya .

Chinenye and her husband have been blessed with twins,

bü éjímá

bụ ejima

Wordbụ ejima
Definitions

Passive verb

郷倹

1.twins

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ha abụọ bụ ejima.

Ha abụọ bụ ejima.

The two of them are twins.

ejima

ejima

twins

ògénè

ògenè

Wordògenè
Definitions

Noun

1.a gong; a single or twin cone shaped iron gong

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ogene bụ ngwa egwu.

Ogene bụ ngwa egwu.

Gong is a musical instrument.

Ogene ndị otu egwu ahụ nwere ezigbo ụda.

Ogene ndị otu egwu ahụ nwere ezigbo ụda.

The gong of that dance group has a good sound.

Ha zụtara ogene ọhụrụ.

Ha zụtara ogene ọhụrụ.

They bought a new gong

E ji ogene ezi ozi.

E ji ogene ezi ozi.

The gong is used for information dissemination.

A gwara ya weta ogene mana o wetara ịgba.

A gwara ya weta ogene mana o wetara ịgba.

He was told to bring gong but he brought drum.

Ha ejighi ogene bịa.

Ha ejighi ogene bịa.

They didn't come with gong.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.