chötá
chọta
Word | chọta |
Definitions | Active verb 要怠 1.find |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ị ga-achọta ya.
Ị ga-achọta ya.
You will find it.
Onye ga-achọta ya?
Onye ga-achọta ya?
Who will find it?
Uju chọtara ugegbe anya ya.
Uju chọtara ugegbe anya ya.
Uju found her eye glass.
Ọ ga-ara ahụ ịchọta ya.
Ọ ga-ara ahụ ịchọta ya.
It will be difficult to find it.
Nnenna na-achọta ihe furu efu.
Nnenna na-achọta ihe furu efu.
Nnenna finds lost things.
Chọta ego ahụ ugbua.
Chọta ego ahụ ugbua.
Find that money now.
Chọta ya ozugbo.
Chọta ya ozugbo.
Find it immediately.
E nyere ndị chọtara ihe onyinye.
E nyere ndị chọtara ihe onyinye.
Those who found it were given presents.
Ị chọta ya, ebulie m gị n'ọkwa.
Ị chọta ya, ebulie m gị n'ọkwa.
If you find it, I will promote you.
Gbaa mbọ chọta ya.
Gbaa mbọ chọta ya.
Try and find it.
súrú
suru
Word | suru |
Definitions | Active verb 1.take piece of yam, etc., from among many and eat; take stew or soup with morsel or piece of food |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anụ na anọchi ya isuru ofe.
Anụ na anọchi ya isuru ofe.
Meat is blocking her from picking the soup.
Ọ na-esuru ofe nke ọma.
Ọ na-esuru ofe nke ọma.
She is properly collecting soup with her fufu morsel.
Ana m esuru ji na mmanụ.
Ana m esuru ji na mmanụ.
I am eating the yam with oil
Bịa suru ofe.
Bịa suru ofe.
Come and pick soup with your fufu morsel.
I ga-esuru ofe onugbuo tupu i suru ofe ọgbọnọ.
I ga-esuru ofe onugbuo tupu i suru ofe ọgbọnọ.
You will pick onugbo soup first with your morsel of food before picking ọgbọnọ soup.