Nkọwa okwu logo
Beta

túpú

tupu

Wordtupu
Definitions

Conjunction

t顎

1.before (pre-, prior to, earlier than)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Aga m emecha ihe m na-eme tupu Ndụka abịa.

Aga m emecha ihe m na-eme tupu Ndụka abịa.

I will finish what I am doing before Nduka comes.

Ọ bụ ogbenye tupu ọ bụrụ ọgaranya.

Ọ bụ ogbenye tupu ọ bụrụ ọgaranya.

He was poor before he became rich.

Kedu ihe m ga-eme tupu m bido ọrụ?

Kedu ihe m ga-eme tupu m bido ọrụ?

What will I do before I start work?

Tupu m ga-erute, ha agawala.

Tupu m ga-erute, ha agawala.

Before I could reach, they have left.

O richara nri tupu ọ ṅụọ mmiri

O richara nri tupu ọ ṅụọ mmiri

He finished eating before he drank water.

Ọ ṅụrụ ọgwụ ya tupu o rie nri.

Ọ ṅụrụ ọgwụ ya tupu o rie nri.

She took her drugs before eating.

Zaa ụlọ a tupu m lọta.

Zaa ụlọ a tupu m lọta.

Sweep this house before I come back.

O nyere m ego ahụ tupu m jee ahịa.

O nyere m ego ahụ tupu m jee ahịa.

He gave me that money before I went to the market.

Ọ buru na ị bịaghị tupu ọ pụo, ị gaghị ahụ ya ọzọ.

Ọ buru na ị bịaghị tupu ọ pụo, ị gaghị ahụ ya ọzọ.

If you don't come before he leaves, you will not see him again.

Tupu m mechie anya m meghe ya, ka ọ bụrụ na ị pụọla ebe a.

Tupu m mechie anya m meghe ya, ka ọ bụrụ na ị pụọla ebe a.

Before I close and open my eyes, let it be that you have left here.

tųpù

tụ̀pù

Wordtụ̀pù
Definitions

Active verb

1.perforate, especially by pinching or using a tiny tip object

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ịtụpu akwụkwọ a.

Achọrọ m ịtụpu akwụkwọ a.

I want to perforate this book.

Ntu ahụ ga-atụpu ụkwụ ụgbaala gị.

Ntu ahụ ga-atụpu ụkwụ ụgbaala gị.

The nail will perforate the tyre of your vehicle.

Ọ na-atụpu ya na achị ọchị.

Ọ na-atụpu ya na achị ọchị.

He was laughing and perforating it.

Atụpula ya.

Atụpula ya.

Do not perforate it.

Achọghị m nke a tụpuru atụpu.

Achọghị m nke a tụpuru atụpu.

I do not want a perforated one.

Onye tụpuru ya?

Onye tụpuru ya?

Who perforated it?

Tụpuo ya ma o lefu anya.

Tụpuo ya ma o lefu anya.

Perforate it when he looks at another side.

-bú

-bu

Word-bu
Definitions

Extensional suffix

1.used to; before

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Anyị bibu n'Abakaleke.

Anyị bibu n'Abakaleke.

We used to live in Abakiliki.

Anyị gụbu akwụkwọ ahụ.

Anyị gụbu akwụkwọ ahụ.

We read that book before.

Nwa a ṅụbu mmiri mgbe ị nọghị.

Nwa a ṅụbu mmiri mgbe ị nọghị.

This child drank water before when you were not around.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.