Nkọwa okwu logo
Beta

kpö ífúrú

kpọ īfūrū

Wordkpọ īfūrū
Definitions

Active verb

憾諧

1.blossom; produce flowers (a tree)

Related Term
Word Stem

Examples

Osisi na-akpọ ifuru tupu ọ mịa mkpụ̣rụ.

Osisi na-akpọ ifuru tupu ọ mịa mkpụ̣rụ.

Trees blossom before they bear fruits.

Osisi oroma anyị akpọghị ifuru.

Osisi oroma anyị akpọghị ifuru.

Our orange tree did not flower.

Osisi niile na-amị mkpụrụ nọ na ogige anyị na-akpọ ifuru ugbu a.

Osisi niile na-amị mkpụrụ nọ na ogige anyị na-akpọ ifuru ugbu a.

All the fruit bearing trees in our compound are blossoming now.

Ọ bụrụ na osisi akị oyibo ahụ akpọghị ifuru, mata na ọ gaghị amị.

Ọ bụrụ na osisi akị oyibo ahụ akpọghị ifuru, mata na ọ gaghị amị.

If the coconut tree did not blossom, know that it will not bear fruit.

Ube a ga-akpọ ifuru ngwa ngwa.

Ube a ga-akpọ ifuru ngwa ngwa.

This pear will produce flowers very fast.

Oroma niile ndị a kpọrọ ifuru afọ gara aga.

Oroma niile ndị a kpọrọ ifuru afọ gara aga.

All these oranges produced flowers last year.

Osisi a achọghị ịkpọ ifuru.

Osisi a achọghị ịkpọ ifuru.

This tree does not want to produce flowers.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.