Nkọwa okwu logo
Beta

tütų

tụtụ̀

Wordtụtụ̀
Definitions

Active verb

痕痕

1.to lift something of light weight, especially using the hand or forefinger and thumb; pick

2.to steal light weight materials like money and disposed items

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ịtụtụ ha.

Achọrọ m ịtụtụ ha.

I want to pick them.

Ọ na-atụtụ ego e fere ya.

Ọ na-atụtụ ego e fere ya.

She is picking the money she was sprayed.

Anyị tụtụrụ mkpụrụosisi ndị ahụ.

Anyị tụtụrụ mkpụrụosisi ndị ahụ.

We picked those fruits.

Ha jidere ya ebe ọ na-atụtụ ego mmadụ.

Ha jidere ya ebe ọ na-atụtụ ego mmadụ.

They caught him while he was picking someone else's money.

Ịtụtụ ego mmadụ adịghị mma.

Ịtụtụ ego mmadụ adịghị mma.

It is not good to pick someone else's money.

Anyị amaghị na ọ na-atụtụ ihe.

Anyị amaghị na ọ na-atụtụ ihe.

We don't know that he picks things

ïsáḿ

ịsam

Wordịsam
Definitions

Noun

1.a small greenish hard rough shell mollusk; periwinkle

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ịsam na-amasị m nke ukwu.

Ịsam na-amasị m nke ukwu.

I like periwinkle a lot.

Eji m ịsam sie ofe.

Eji m ịsam sie ofe.

I used periwinkle to cook.

Ịsam na-ebi n'ime mmiri.

Ịsam na-ebi n'ime mmiri.

Periwinkles live inside wateṛ

Ndị Kalaba na-erikarị ịsam.

Ndị Kalaba na-erikarị ịsam.

Calabar people usually eat periwinkle.

Ị maara ihe ịsam na-enye n'ahụ?

Ị maara ihe ịsam na-enye n'ahụ?

What is the health benefit of periwinkle?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.