tų ḿbö
tụ̀ mbọ̄
Word | tụ̀ mbọ̄ |
Definitions | Active verb 痕声 1.pinch with fingers or fingernails |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ tụrụ ya mbọ n'ike.
Ọ tụrụ ya mbọ n'ike.
He pinched him on the buttocks.
Kwụsị ịtụ ndị mmadụ mbọ.
Kwụsị ịtụ ndị mmadụ mbọ.
Stop pinching people.
Nwatakịrị a na-atụkarị mmadụ mbọ.
Nwatakịrị a na-atụkarị mmadụ mbọ.
This child is always pinching people.
I tie m ihe, m tụọ gị mbọ.
I tie m ihe, m tụọ gị mbọ.
I will pinch you if you beat me.
Lee, ọ ga-atụ ya mbọ ugbua.
Lee, ọ ga-atụ ya mbọ ugbua.
Watch, he will pinch her now.
Onye tụrụ m mbọ a?
Onye tụrụ m mbọ a?
Who pinched me?
Nneka so na ndị na-atụ mbọ na klassị.
Nneka so na ndị na-atụ mbọ na klassị.
Nneka is one of those that pinches in the class.
Mbọ ọ na-atụ na-afụ ụfụ.
Mbọ ọ na-atụ na-afụ ụfụ.
His pinching is painful.
Ịtụ mbọ adịghị mma.
Ịtụ mbọ adịghị mma.
Pinching is not good.