tühį
tụhị̀
Word | tụhị̀ |
Definitions | Active verb 1.entangle; twist; be entangled; wind; curl; entangle (literally throw and entangle) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Eriri afọ Ụzọma tụhịrị atụhị.
Eriri afọ Ụzọma tụhịrị atụhị.
Ụzọma's intestine got twisted.
A maghị m ekezi ihe tughịrị atụghị.
A maghị m ekezi ihe tughịrị atụghị.
I do not know how to fix an entangled thing.
Okwu ahụ tụhịrị atụhị.
Okwu ahụ tụhịrị atụhị.
The case is twisted.
Owu tụhịrị ọkụkọ ahụ n'ụkwụ.
Owu tụhịrị ọkụkọ ahụ n'ụkwụ.
The fowl's legs are entangled with a thread.