Nkọwa okwu logo
Beta

tüdà

tụdà

Wordtụdà
Definitions

Active verb

1.throw down

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ bụ Chike na-atụda akwụkwọ ahụ oge ọbụla.

Ọ bụ Chike na-atụda akwụkwọ ahụ oge ọbụla.

It is Chike that throws down that book all the time.

Gịnị mere ị ji atụda akpa ahụ?

Gịnị mere ị ji atụda akpa ahụ?

Why are you throwing down that bag?

Ọ tụdara ego ahụ m nyere ya.

Ọ tụdara ego ahụ m nyere ya.

He threw down that money I gave him.

Onye ga-atụda ụdọ?

Onye ga-atụda ụdọ?

Who is going to throw down the rope?

Onye tụdara afere m n'ala?

Onye tụdara afere m n'ala?

Who threw my plate on the floor?

Achọghị ịtụda ya.

Achọghị ịtụda ya.

I don't want to throw it down.

Buru ụzọ tụdaa nke a.

Buru ụzọ tụdaa nke a.

First throw down this one.

Tụdaa akpa a n'ala.

Tụdaa akpa a n'ala.

Throw down this bag.

Ha si na ụgbọelu na-atụda ogbuniigwe

Ha si na ụgbọelu na-atụda ogbuniigwe

They are throwing the bombs down from the aircraft

Di m enweghị ike ịtụda m n'ala.

Di m enweghị ike ịtụda m n'ala.

My husband cannot throw me down.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.