tüchá
tụcha
Word | tụcha |
Definitions | Active verb 1.scrape out or peel the bark of a wood |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akụdo tụchara osisi ahụ.
Akụdo tụchara osisi ahụ.
Akudo peeled the wood.
Ha ga-atụcha ya tupu e ji ya mebe ihe ọbụla.
Ha ga-atụcha ya tupu e ji ya mebe ihe ọbụla.
They will peel it before they start using it to do anything.
Ọ chọrọ ịtụcha mkpịsị ahụ.
Ọ chọrọ ịtụcha mkpịsị ahụ.
He wants to peel that stick.
A na-atụcha atụ tupu e tinye ya n'ahịa.
A na-atụcha atụ tupu e tinye ya n'ahịa.
The chewing stick is peeled before it's put in the market.
Onye tụchara osisi a?
Onye tụchara osisi a?
Who scraped this wood?
Tụchaa osisi ahụ nkeọma.
Tụchaa osisi ahụ nkeọma.
Peel that wood very well.
tųchá
tụ̀cha
Word | tụ̀cha |
Definitions | Active verb 1.to remove the outer covering or skin from (a fruit or vegetable); peel |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akpukpukwu ya dịka ihe ga-tụcha
Akpukpukwu ya dịka ihe ga-tụcha
His sandals look like what it will peel
Anyị na-atụcha akwu
Anyị na-atụcha akwu
We are removing the skin of the palmnut
Anyị ga-atụcha mkpụrụ ọka ahu
Anyị ga-atụcha mkpụrụ ọka ahu
We will peel the corn
Tuchaa abụbọ ọkụkọ ahu
Tuchaa abụbọ ọkụkọ ahu
Peel the fowl feathers
Ọ bụ mgbe ọ gbakere ka isi ya bidoro ịtụcha
Ọ bụ mgbe ọ gbakere ka isi ya bidoro ịtụcha
His hair started peeling when he recovered
Ọ maghị atụcha oroma.
Ọ maghị atụcha oroma.
He/she doesn't know how to peel orange
hǫ
họ̀
Word | họ̀ |
Definitions | Active verb 錦 1.select or pick, especially as a separation technique 2.choose; select; pick (choice) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Obinna, họọ ya ahọ. Ọ bụghị ha niile dị mma.
Obinna, họọ ya ahọ. Ọ bụghị ha niile dị mma.
Obinna, be picky about it. Not all of them are good.
Obinna, họọ agwa ahụ.
Obinna, họọ agwa ahụ.
Obinna, pick that beans.
Aga m ahọ ndị ga-agba egwu, echi.
Aga m ahọ ndị ga-agba egwu, echi.
I will select those who will dance, tomorrow.
Aga m ahọ ya.
Aga m ahọ ya.
I will pick it.