tų áká
tụ̀ aka
Word | tụ̀ aka |
Definitions | Active verb 終稼 1.point at something |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Tụọ ha aka.
Tụọ ha aka.
Point at them.
Onye ga-atụ aka n'ebe e sere ọkụkọ?
Onye ga-atụ aka n'ebe e sere ọkụkọ?
Who is going to point at the drawing of a chicken?
A na-atụ ya aka ma ọ na-agafe.
A na-atụ ya aka ma ọ na-agafe.
He gets pointed at when he is passing.
Ịtụ aka ka e ji amata ọrụ nrụaka.
Ịtụ aka ka e ji amata ọrụ nrụaka.
Pointing is what defines the function of demonstrative.
Onye tụrụ m aka ugbua?
Onye tụrụ m aka ugbua?
Who pointed at me now?
Ha na-atụ anyị aka.
Ha na-atụ anyị aka.
They are pointing at us.
rų áká
rụ̀ akā
Word | rụ̀ akā |
Definitions | Active verb 1.poke finger into |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Irụ nsị aka adịghị mma.
Irụ nsị aka adịghị mma.
To poke one's hand into feaces is bad.
Ọ ga-arụ ọnụ igwe a aka.
Ọ ga-arụ ọnụ igwe a aka.
He will poke his finger into this metal's mouth.
Rụọ ya aka ugbua.
Rụọ ya aka ugbua.
Poke your finger into it now.
Osita na-arụ aka n'imi ya.
Osita na-arụ aka n'imi ya.
Osita pokes his finger into his nose.
Ha rụrụ aka n'ime ite ọgwụ ahụ.
Ha rụrụ aka n'ime ite ọgwụ ahụ.
They poked their finger inside that medicine pot.
Rụọ ya aka ugbu a.
Rụọ ya aka ugbu a.
Poke your finger into it now.
Ha rụrụ aka n'ime ite ọgwụ ahụ.
Ha rụrụ aka n'ime ite ọgwụ ahụ.
They poked their finger inside the medicine pot.
Irụ nsị aka adịghị mma.
Irụ nsị aka adịghị mma.
To poke one's hand into faeces is bad.
Ọ ga-arụ ọnụ igwe a aka.
Ọ ga-arụ ọnụ igwe a aka.
He will poke his finger into that metal's mouth.
Osita na-arụ aka n'imi ya.
Osita na-arụ aka n'imi ya.
Osita pokes his finger into his nose.