ókòró
okòro
| Word | okòro |
| Definitions | Noun 1.trouble; problem 2.obstacle; hinderance Adjective 1.troublesome; problematic |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Nwa a ga-emetara m okoro ugbua.
Nwa a ga-emetara m okoro ugbua.
This child will cause me trouble now.
Okoro niile ahụ enweghị isi.
Okoro niile ahụ enweghị isi.
All those troubles were pointless.
Ọ nweghị ihe o ji iko okoro kpọrọ.
Ọ nweghị ihe o ji iko okoro kpọrọ.
He takes being troublesome as nothing.
Lekwanụ m okoro!
Lekwanụ m okoro!
See me see trouble !
Achọghị m okoro, biko!
Achọghị m okoro, biko!
I don't want trouble please!
Onye a bụ onye okoro.
Onye a bụ onye okoro.
This person is a troublesome person.
Okoro ya enweghị atụ.
Okoro ya enweghị atụ.
Her troublesome nature has no comparison.