íkó ḿbüüwá
iko mbụụwa
Word | iko mbụụwa |
Definitions | Noun 1.a trophy that is lifted by the winner of the biggest football competition; world cup |
Variations | iko mbaụwa |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ndị egwu bọọlụ Naijiria etozughị ije Kataa maka iko mbụụwa.
Ndị egwu bọọlụ Naijiria etozughị ije Kataa maka iko mbụụwa.
The Nigerian team did not qualify to be in Quatar for the world cup
O jere kirie iko mbụụwa na Kataa.
O jere kirie iko mbụụwa na Kataa.
He went to watch the world cup in Quatar.
A gbapụrụ ndị Kataa na mmalite asọmụmpi iko mbụụwa.
A gbapụrụ ndị Kataa na mmalite asọmụmpi iko mbụụwa.
Quatar waa eliminated at the begining of the world cup competition.
Ndị Ajentina ebuola iko mbụụwa nke afọ 2022.
Ndị Ajentina ebuola iko mbụụwa nke afọ 2022.
Argentina has won the 2022 world cup.
Ego ole ka enyere ndị meriri n'iko mbụụwa
Ego ole ka enyere ndị meriri n'iko mbụụwa
How much was given to the winners of the world cup?
Ụzụ gadara mgbe ha buliri iko mbụụwa.
Ụzụ gadara mgbe ha buliri iko mbụụwa.
There was great noise when they lifted the world cup.