Nkọwa okwu logo
Beta

tü ütü

tụ ụtụ

Wordtụ ụtụ
Definitions

Active verb

終即

1.pay tribute; make contributions

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị ga-atụ ụtụ maka ije leta ndị ọrịa.

Anyị ga-atụ ụtụ maka ije leta ndị ọrịa.

We will make contributions for visiting the sick.

Ha na-atụ ụtụ kwa afọ ọbụla iji na-eleta onwe ha anya.

Ha na-atụ ụtụ kwa afọ ọbụla iji na-eleta onwe ha anya.

They make contributions every year to take care of themselves.

Ka anyị tụọ ụtụ maka oriri mmechi afọ anyị.

Ka anyị tụọ ụtụ maka oriri mmechi afọ anyị.

Let us make contributions for our end-of-the-year party

Ịtụ ụtụ a na-eme n'otu a kwamgbe na-ewe m iwe.

Ịtụ ụtụ a na-eme n'otu a kwamgbe na-ewe m iwe.

The contributions made in this group every time annoys me.

ųtü

ụ̀tụ

Wordụ̀tụ
Definitions

Noun

1.payment made as as tax, tribute, or donation

2.weevil

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Akpa osikapa anyị zụrụ gbara ụtụ.

Akpa osikapa anyị zụrụ gbara ụtụ.

The bag of rice we bought was weevil infested.

Nnanna m so ndị nara ụtụ e ji rụọ ọdụụgbọelu Sam Mbakwe dị n'Owere.

Nnanna m so ndị nara ụtụ e ji rụọ ọdụụgbọelu Sam Mbakwe dị n'Owere.

My grandfather was among those who collected donations that was used to build Sam Mbakwe airport in Owerri.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.