Nkọwa okwu logo
Beta

má jìjìjì

ma jìjìjì

Wordma jìjìjì
Definitions

Active verb

1.to tremble; shake; quiver

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Amaka mara jijiji mgbe ndị ohi batara.

Amaka mara jijiji mgbe ndị ohi batara.

Amaka trembled when the thieves entered.

Obika na-ama jijiji n'ihi na o nwere ịba.

Obika na-ama jijiji n'ihi na o nwere ịba.

Obika is quivering because he has fever.

Ada ga-ama jijiji ma oyi tụọ ya nnukwu.

Ada ga-ama jijiji ma oyi tụọ ya nnukwu.

Ada will fidget she feels the cold too much.

Anyị na-ama jjiji n'ihi oyi.

Anyị na-ama jjiji n'ihi oyi.

We are trembling because of cold

Ọ na-ama jijiji oge anyị na-ajụ ajụjụọnụ

Ọ na-ama jijiji oge anyị na-ajụ ajụjụọnụ

He was panicking when we arrive.

rìrìrì

rìrìrì

Wordrìrìrì
Definitions

Nominal Modifier

1.shake with a slight rapid motion; quiver; tremble

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ na-ama ririri n'ihi na ahụ esighi ya ike.

Ọ na-ama ririri n'ihi na ahụ esighi ya ike.

He is nervous because he is indisposed.

Ịma ririri na-egosi onye akwadoghi nkuzi ya nke ọma.

Ịma ririri na-egosi onye akwadoghi nkuzi ya nke ọma.

Nervousness is a indication of unpreparedness.

Ana m ama ririri oge a kpọpụtara m.

Ana m ama ririri oge a kpọpụtara m.

I was nervous when I was brought out.

Amara m ririri maka oyi.

Amara m ririri maka oyi.

I shivered because of cold.

Kedụ ihe mere i ji ama ririri?

Kedụ ihe mere i ji ama ririri?

Why are you trembling?

Ihe m ji anya m hụ mere m ji maa ririri.

Ihe m ji anya m hụ mere m ji maa ririri.

What i saw with my eyes made me to tremble.

Ana m ama ririri oge a kpọpụtara m.

Ana m ama ririri oge a kpọpụtara m.

I was nervous when I was brought out.

Ọ na-ama ririri n'ihi na ahụ esighi ya ike.

Ọ na-ama ririri n'ihi na ahụ esighi ya ike.

He is nervous because he is indisposed.

Ịma ririri na-egosi onye akwadoghi nkuzi ya nke ọma.

Ịma ririri na-egosi onye akwadoghi nkuzi ya nke ọma.

Nervousness is a indication of unpreparedness.

Amaghị m oge m ji bido mawa ririri.

Amaghị m oge m ji bido mawa ririri.

I didn't know when i started trembling.

Kedu ihe Ị na-amara ririri?

Kedu ihe Ị na-amara ririri?

Why are you shaking?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.