Nkọwa okwu logo
Beta

jì ükwü

jì ụkwụ

Wordjì ụkwụ
Definitions

Passive verb

1.trek; go a distance using the legs as the means of transportation

Related Terms
Word Stems

Examples

Ana m eji ụkwụ aga ọbaakwụkwọ.

Ana m eji ụkwụ aga ọbaakwụkwọ.

I go to the library by foot.

Anyị ga-eji ụkwụ ala.

Anyị ga-eji ụkwụ ala.

We will go home by foot.

Jiri ụkwụ gaa, ebe ọ dị nso.

Jiri ụkwụ gaa, ebe ọ dị nso.

Go by foot since it is near.

Ha jiri ụkwụ gaa ije niile ahụ n'oge gboo.

Ha jiri ụkwụ gaa ije niile ahụ n'oge gboo.

They made those journeys on foot in the early days.

Iji ụkwụ eje ọrụ adịghịrị m mfe.

Iji ụkwụ eje ọrụ adịghịrị m mfe.

Going to work by foot is not easy for me.

Ọ chọrọ iji ụkwụ.

Ọ chọrọ iji ụkwụ.

He wants to treck.

Iji ukwu amarala ya ahụ.

Iji ukwu amarala ya ahụ.

He is used to trekking.

Gịnị mere o ji eji ukwu oge ọbụla?

Gịnị mere o ji eji ukwu oge ọbụla?

Why is he always trekking?

Ahụrụ m ya ka ọ na-eji ukwu ala.

Ahụrụ m ya ka ọ na-eji ukwu ala.

I saw him trekking back.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.