Nkọwa okwu logo
Beta

ǹjèǹjè

ǹjèǹjè

Wordǹjèǹjè
Definitions

Noun

1.traveler, one who walks/travels a lot.

Related Terms
Word Stems

Examples

Ndị njenje nọ n'ime ụgbọala ahụ nwụrụ.

Ndị njenje nọ n'ime ụgbọala ahụ nwụrụ.

Many travelers in the car died.

Njenje dị ya n'ụkwụ.

Njenje dị ya n'ụkwụ.

She likes traveling.

Njenje gị karịrị.

Njenje gị karịrị.

You travel so much.

Njenje amarala ya ahụ.

Njenje amarala ya ahụ.

He is used to traveling.

O nwere ọtụtụ akụkọ dịka njenje ọ bụ.

O nwere ọtụtụ akụkọ dịka njenje ọ bụ.

He has lots of stories as a traveler he is.

Onye njenje na-aka onye isi awọ ama ihe.

Onye njenje na-aka onye isi awọ ama ihe.

A traveler is more experienced than an elder.

O so na ndị njenje rahụrụ n'ụlọ m.

O so na ndị njenje rahụrụ n'ụlọ m.

He is one of the travelers that slept in my house.

Onye njenje alọtago.

Onye njenje alọtago.

The traveler has returned.

ödųügböàlà

ọdụ̀ụgbọàlà

Wordọdụ̀ụgbọàlà
Definitions

Noun

団欺土

1.motorpark; place where vehicles are parked to convey travelers; bus or coach station

Variationsọdọ ụgbọàlà
Related Term
Word Stem

Examples

Ana m eje n'ọdụụgbọala.

Ana m eje n'ọdụụgbọala.

I am going to the motorpark

Onye arịrịọ ahụ na-anọ n'ọdụụgbọala a.

Onye arịrịọ ahụ na-anọ n'ọdụụgbọala a.

That beggar stays in this motorpark.

Ejidere ndị ohi abụọ n'ọdụụgbọala a.

Ejidere ndị ohi abụọ n'ọdụụgbọala a.

Two robbers were caught in this motorpark.

Ọdụụgbọala a dị ọcha.

Ọdụụgbọala a dị ọcha.

This motorpark is clean.

Ezuru ụgbọala Emeka n'ọdụụgbọala ahụ.

Ezuru ụgbọala Emeka n'ọdụụgbọala ahụ.

Emeka's car was stolen in this motorpark.

Onye nwe ọdụụgbọala a?

Onye nwe ọdụụgbọala a?

Who owns this motor park?

Akpa m furu n'ọdụụgbọala a.

Akpa m furu n'ọdụụgbọala a.

My bag got missing in this motorpark.

Dọwa moto gị n'ọdụụgbọala anyị.

Dọwa moto gị n'ọdụụgbọala anyị.

Park your vehicle in our motor park.

Amara ya akaakpa n'ọdụụgbọala a.

Amara ya akaakpa n'ọdụụgbọala a.

He was pickpocketed in this motorpark.

Ọ bụ ya na-azacha ọdụụgbọala a?

Ọ bụ ya na-azacha ọdụụgbọala a?

She is the one who weeps this motor park.

Ọ bụ Obi na-eleta ọdụụgbọala ahụ.

Ọ bụ Obi na-eleta ọdụụgbọala ahụ.

It is Obi that looks after that motorpark.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.