tózù ètózù
tozù ètozù
| Word | tozù ètozù |
| Definitions | Active verb 1.be mature 2.attain a status 3.be qualified; be eligible |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Nnanna tozuru etozu inweta ọrụ ahụ.
Nnanna tozuru etozu inweta ọrụ ahụ.
Nnanna is eligible to get that job.
I kwesịrị itozu etozu tupu ị nata Oriri Nsọ.
I kwesịrị itozu etozu tupu ị nata Oriri Nsọ.
You are supposed to be qualified before you take the Holy Communion.
I kwesịrị itozu etozu tupu ị lụọ nwunye.
I kwesịrị itozu etozu tupu ị lụọ nwunye.
You are supposed to be matured before getting married.
Nwa m nwoke tozuru etozu tupu o bido inya ụgbaala.
Nwa m nwoke tozuru etozu tupu o bido inya ụgbaala.
My son was eligible before he started driving.
E nweghị onye ga-etozu etozu n'ime ha.
E nweghị onye ga-etozu etozu n'ime ha.
None of them will be qualified.
O tozuru etozu na nwaanyị.
O tozuru etozu na nwaanyị.
She is a matured woman.