Nkọwa okwu logo
Beta

álíghïrï

alighịrị

Wordalighịrị
Definitions

Nominal Modifier

1.lean and tough

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Nwoke ahụ dị alịghịrị.

Nwoke ahụ dị alịghịrị.

That man is lean and tough.

ágídígí

agidigi

Wordagidigi
Definitions

Noun

1.strong build; toughness; ruggedness; sturdiness

Adjective

1.sturdy; strongly built; tough (build); strong; huge

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Agidigi ndị ọgbabọọlụ Kemeruunu nyere anyị nsogbu.

Agidigi ndị ọgbabọọlụ Kemeruunu nyere anyị nsogbu.

The sturdiness of the Cameroonian players gave us problem.

Ọ dị agidigi.

Ọ dị agidigi.

It is huge.

Agidigi ya na-atụ m egwu.

Agidigi ya na-atụ m egwu.

His hugeness frightens me.

Achọghị m nwaanyị dị agidigi.

Achọghị m nwaanyị dị agidigi.

I do not want a huge woman.

Mee ya ka ọ gbaa agidigi.

Mee ya ka ọ gbaa agidigi.

Make it to be sturdy.

Ọ bụ nwoke agidigi ahụ ka ọ ga-agbaso mgba.

Ọ bụ nwoke agidigi ahụ ka ọ ga-agbaso mgba.

It is that strogly built man that he will wrestle.

kwé íké

kwe ike

Wordkwe ike
Definitions

Active verb

1.get or become tough or challenging

Related Terms
Word Stems

Examples

Nke ahụ kwere m ike.

Nke ahụ kwere m ike.

That one was though.

Otu bọọlụ Kongo ga-ekwe anyị ike.

Otu bọọlụ Kongo ga-ekwe anyị ike.

The Congolese football team with be tough for us.

Ihe ahụ na-ekwe ha ike.

Ihe ahụ na-ekwe ha ike.

That will be challenging to them.

Ọ chọrọ ikwe ike.

Ọ chọrọ ikwe ike.

It wants to be challenging.

Ọ na-ekwe m ike.

Ọ na-ekwe m ike.

It is being tough on me.

Kwe ha ike.

Kwe ha ike.

Be tough to them.

álįghįlį

alị̀ghị̀lị̀

Wordalị̀ghị̀lị̀
Definitions

Nominal Modifier

1.slim but strong; slim; tough

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọrụ ike bụ maka ndị dị alịghịlị.

Ọrụ ike bụ maka ndị dị alịghịlị.

Strenuous labor is for strong people.

Nna ya dị alịghịlị

Nna ya dị alịghịlị

His/her father is overstrong

Ọ dị alịghịlị mgbe ọ dị na nwata.

Ọ dị alịghịlị mgbe ọ dị na nwata.

He was slim when he was a kid.

Ndi dị alịghịlị na-enwe ume ọsọ.

Ndi dị alịghịlị na-enwe ume ọsọ.

Slim strong people have stamina for running.

Ahụtụbeghị m onye dị alịghịlị ka nwoke a.

Ahụtụbeghị m onye dị alịghịlị ka nwoke a.

I have never someone as strong as this man.

Ọ dị alịghịlị.

Ọ dị alịghịlị.

He is tough.

Ọ dị alịghịlị, ịkọ ugbo anaghị ara ya ahụ.

Ọ dị alịghịlị, ịkọ ugbo anaghị ara ya ahụ.

She is strong, farming is not difficult for her.

Ọ ka mma ịdị alịghịlị karịa ibu ibu.

Ọ ka mma ịdị alịghịlị karịa ibu ibu.

It is better to be slim rather than than being fat.

gbàrà íké

gbàrà ike

Wordgbàrà ike
Definitions

Active verb

箋規

1.(of a task or problem) get or become tough, unresolvable or unsolvable

Related Terms
Word Stems

Examples

Echeghị m na ọ ga-agbara ike.

Echeghị m na ọ ga-agbara ike.

I don't think it will get unsolvable.

Ọ na-agbara ike.

Ọ na-agbara ike.

It is getting very tough.

Ọ gbara ike, m kpọọ gị.

Ọ gbara ike, m kpọọ gị.

If it gets tough, I call you.

Ọ chọrọ ịgbara ike na mbụ.

Ọ chọrọ ịgbara ike na mbụ.

It wanted to get tough at first.

Ọrụ ahụ gbara ike, a chụọ gị.

Ọrụ ahụ gbara ike, a chụọ gị.

If the task becomes tough, you will be sacked.

Ọ gbaara ike na mbido.

Ọ gbaara ike na mbido.

It became unresolvable that time.

Achọrọ m ndị ga-arụ ọrụ ahụ gbarara ike.

Achọrọ m ndị ga-arụ ọrụ ahụ gbarara ike.

I need people that will do the tough job.

Ọrụ ahụ ga-agbara ike.

Ọrụ ahụ ga-agbara ike.

The task will get tough.

O nyere m ọrụ ndị niile gbara ike.

O nyere m ọrụ ndị niile gbara ike.

He gave me all the tough tasks.

Ekwela ka ọ agbara ike.

Ekwela ka ọ agbara ike.

Do not allow it to get tough.

Ọ ga-enye nsogbu ma ọ gbara ike.

Ọ ga-enye nsogbu ma ọ gbara ike.

It will cause a problem if it gets tough.

Ọ na-agbara ike oge ọbụla.

Ọ na-agbara ike oge ọbụla.

It gets unresolvable all the time.

ábųké

abụ̀ke

Wordabụ̀ke
Definitions

Noun

1.a kind of domestic fowl which never grows to a large size but is tough, with ruffled feathers (usually used for sacrifice)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Abụke anaghị ebu ibu.

Abụke anaghị ebu ibu.

Abụke does not grow fat.

Abụke adịghị ọtụtụ ka ọkụkọ nkịtị.

Abụke adịghị ọtụtụ ka ọkụkọ nkịtị.

Abụke is not as common as the ordinary fowl.

Abụke na-emebi ọgwụ.

Abụke na-emebi ọgwụ.

Abụke destroys charms.

Ọnaghị amasị m ịta anụ abụke.

Ọnaghị amasị m ịta anụ abụke.

I don't like eating the meat of abụke.

Ndị dịbịa na-enwekarị abụke.

Ndị dịbịa na-enwekarị abụke.

Native doctors usually have abụke.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.