ḿbè
mbè
Word | mbè |
Definitions | Noun 壱 1.tortoise |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahụbeghị mbe mbụ.
Ahụbeghị mbe mbụ.
I have not seen a tortoise before.
Mbe bụ anụ nwere akọnụche n'akụkọ ifo.
Mbe bụ anụ nwere akọnụche n'akụkọ ifo.
Tortoise is a wise animal in folktales.
Aha nwunye mbe bụ Anịm.
Aha nwunye mbe bụ Anịm.
Tortoise's wife's name is Anịm.
Aha nna mbe bụ Anịịga.
Aha nna mbe bụ Anịịga.
Tortoise's father's name is Anịịga.
Ọ na-aghọ aghụghọ ka mbe.
Ọ na-aghọ aghụghọ ka mbe.
He is as cunning as a tortoise
Ahụrụ m mbe mgbe m gara Zuu Nekede.
Ahụrụ m mbe mgbe m gara Zuu Nekede.
I saw a tortoise when I went to Nekede zoo.
Dịbịa ahụ nwere mbe n'ụlọ ya.
Dịbịa ahụ nwere mbe n'ụlọ ya.
That native doctor has a tortoise in his house.
Nwadịbịa sịrị na ọ na-abụ a na-akụ okoriko mbe, a na-ahụwanye ndị mmụọ
Nwadịbịa sịrị na ọ na-abụ a na-akụ okoriko mbe, a na-ahụwanye ndị mmụọ
The diviner said that the more he knocks on the tortoise shell, the more of the spirits he sees
àlïyà
àlịyà
Word | àlịyà |
Definitions | Noun 燥 1.female tortoise, especially used in folk tales |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Alịya nwunye mbekwu siri akịdị nyetu mbekwu.
Alịya nwunye mbekwu siri akịdị nyetu mbekwu.
Aliya, the wife of the tortoise, cooked akidi and gave some to the tortoise.
ḿbèkwú
mbèkwu
Word | mbèkwu |
Definitions | Noun 1.tortoise (male) |
Variations | mbè |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahụtụbe m mbekwu kamgbe uwa m.
Ahụtụbe m mbekwu kamgbe uwa m.
I have not seen a tortoise all my life.
Ana achụ mbekwu n'ị́ké, ọ ga èfé elu?
Ana achụ mbekwu n'ị́ké, ọ ga èfé elu?
Does one pursue the tortoise with great speed? Is it going to fly?
Mbekwu sịrị na ọ dị mma ka e were ehi were kwaa nna ya, ma a sị ka a tụọ ụtụ, onye ọbụla akpọla ya aha
Mbekwu sịrị na ọ dị mma ka e were ehi were kwaa nna ya, ma a sị ka a tụọ ụtụ, onye ọbụla akpọla ya aha
The tortoise said that he would be pleased if a cow is slaughtered at his father's burial, but no one should call his name to contribute for the purchase of the cow
ḿbèḿmírí
mbèmmīrī
Word | mbèmmīrī |
Definitions | Noun 1.a sea animal with shape of a tortoise; a turtle |
Variations | mbe mmīrī |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
No examples