tòrótòró
tòrotòro
Word | tòrotòro |
Definitions | Noun 1.turkey |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Nwanne m nwoke na-azụ torotoro n'ugbo ya.
Nwanne m nwoke na-azụ torotoro n'ugbo ya.
My brother rears trukey in his farm.
Tototoro dịzị oke ọnụ ugbu ạ
Tototoro dịzị oke ọnụ ugbu ạ
Turkey is now very expensive.
Torotoro na-eme ịnyanga.
Torotoro na-eme ịnyanga.
Turkey shows off.
Akwa torotoro na-ebukarị nke ọkụkọ.
Akwa torotoro na-ebukarị nke ọkụkọ.
Turkey egg is bigger than hen's egg.
Torotoro a ebughi ibu etu m chọrọ
Torotoro a ebughi ibu etu m chọrọ
This turkey is not as big as I wanted.
tòlótòló
tòlotòlo
Word | tòlotòlo |
Definitions | Noun 1.turkey (Hausa tòlotòlo) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Chima na-akpa tolotolo
Chima na-akpa tolotolo
Chima rears turkey
Biko, kedu ebe m ga-azụta tolotolo?
Biko, kedu ebe m ga-azụta tolotolo?
Please, where can I buy turkey?
Anụ tolotolo na-atọkarị anụ ọkụkọ.
Anụ tolotolo na-atọkarị anụ ọkụkọ.
Turkey meats tastes better than chicken.
Tolotolo nna m zụtara buru ibu.
Tolotolo nna m zụtara buru ibu.
The turkey my father bought is huge.
Anyị ga-egbu tolotolo ahụ echi.
Anyị ga-egbu tolotolo ahụ echi.
We will kill that turkey tommorow.
Anyị ji tolotolo nye onyinye n'ụlụụka.
Anyị ji tolotolo nye onyinye n'ụlụụka.
We used turkey for offering in church.