tópù
topù
Word | topù |
Definitions | Active verb 1.be well-grown; have more than average height; grow tall |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Biko, rie ezigbo nri ka ị topu.
Biko, rie ezigbo nri ka ị topu.
Please, eat good food so you can grow well.
Ọ sị na iri agwa ga-eme gị ka ị topu.
Ọ sị na iri agwa ga-eme gị ka ị topu.
He said that eating beans will make you grow tall.
Nne ya sị na ọ ga-etopu ma ọ na-eri agwa.
Nne ya sị na ọ ga-etopu ma ọ na-eri agwa.
His mother said that he will grow well if he eats beans.
O topuru etopu.
O topuru etopu.
It is well-grown.
Ndị topuru etopu hiri nne.
Ndị topuru etopu hiri nne.
Those that are well-grown are many.
Ha niile na-achọ itopu etopu.
Ha niile na-achọ itopu etopu.
All of them want to be well-grown.
Ụmụ Ada niile na-etopu.
Ụmụ Ada niile na-etopu.
All of Ada's children grow up properly.
Onye bịara ebe a topuru etopu.
Onye bịara ebe a topuru etopu.
The person that came here is well-grown.
töpų
tọpụ̀
Word | tọpụ̀ |
Definitions | Active verb 1.release; untie; loose; absolve; release from bondage, fetters |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị chọrọ ịtọpụ ya.
Anyị chọrọ ịtọpụ ya.
We want to release him.
Gaa, tọpụ ya.
Gaa, tọpụ ya.
Go and release she.
A tọpụrụ ya n'agbụ nke njọ.
A tọpụrụ ya n'agbụ nke njọ.
He was released from the bondage of sin.
Ada na-atọpụ isi o kere ụnyaahụ.
Ada na-atọpụ isi o kere ụnyaahụ.
Ada is loosening the hair she plaited yesterday.
Onye tọpụrụ ya?
Onye tọpụrụ ya?
Who released him?
Atọpụrụ m ewu ahụ n'agbụ.
Atọpụrụ m ewu ahụ n'agbụ.
I released the goat from the rope.
Ka anyị tọpụ ya.
Ka anyị tọpụ ya.
Let us release him.
Tọpụ m ka m nwere onwe m.
Tọpụ m ka m nwere onwe m.
Release me so that I will be free.
Agbụ a ekweghị atọpụ.
Agbụ a ekweghị atọpụ.
This rope refused to untie.