ìtólú
ìtolū
Word | ìtolū |
Definitions | Number 九 1.nine |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mmadụ na-adị ime ọnwa itolu.
Mmadụ na-adị ime ọnwa itolu.
Humans stay pregnant for nine months.
Sọọsọ mmadụ itolu bịara nzukọ taa.
Sọọsọ mmadụ itolu bịara nzukọ taa.
Only nine people attended the meeting today.
Aga m abịa n'elekere itolu.
Aga m abịa n'elekere itolu.
I will come by nine o'clock.
Mmadụ itolu gbara ọsọ.
Mmadụ itolu gbara ọsọ.
Nine people ran.
Ọ mụrụ nwa afọ itolu gara aga.
Ọ mụrụ nwa afọ itolu gara aga.
She gave birth nine years ago.
Nne m mụrụ ụmụ itolu.
Nne m mụrụ ụmụ itolu.
My mother gave birth to nine children.
E nwere ọnụmara itolu n'obodo anyị
E nwere ọnụmara itolu n'obodo anyị
There are nine villages in my town.
Akara ekwentị̣ ya kwụsịrị n'itolu.
Akara ekwentị̣ ya kwụsịrị n'itolu.
His phone number stopped with nine.
Ndị gọọmentị bunyere anyị ụgbaala itolu.
Ndị gọọmentị bunyere anyị ụgbaala itolu.
The government gave us nine vehicles.
A kwaturu ulọ iteghete n'ụzọ ahu.
A kwaturu ulọ iteghete n'ụzọ ahu.
Ten houses were demolished on that road,
Ọ rụụrụ ha ụlọ itolu.
Ọ rụụrụ ha ụlọ itolu.
She built nine houses for them.
E zitere ndị uwoojii itolu n'ogbe ha.
E zitere ndị uwoojii itolu n'ogbe ha.
Nine policemen were deployed to their area.
Ha chọrọ iwe mmadụ itolu n'ọrụ.
Ha chọrọ iwe mmadụ itolu n'ọrụ.
They wanted to employ nine persons.