Nkọwa okwu logo
Beta

nwáńnēéchí

nwanneechī

Wordnwanneechī
Definitions

Noun

子温患

1.day after tomorrow; next tomorrow

Related Term
Word Stem

Examples

Ha ga-abia nwanneechi.

Ha ga-abia nwanneechi.

They will come next tomorrow.

Kedu onye o ruru nwanneechi?

Kedu onye o ruru nwanneechi?

Whose turn is it a day after tomorrow?

Ụlọakwụkwọ ga-emepe nwanneechi.

Ụlọakwụkwọ ga-emepe nwanneechi.

School will resume a day after tomorrow.

Nwanneechi bụ ncheta ụbọchị ọmụmụ ya.

Nwanneechi bụ ncheta ụbọchị ọmụmụ ya.

Aday after tommorrow is her birthday.

Aga m enye gị akwụkwọ ahụ nwanneechi.

Aga m enye gị akwụkwọ ahụ nwanneechi.

I will give you that book next tomorrow.

échí

echi

Wordechi
Definitions

Noun

1.the day after today; tomorrow

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị ga-ahụ echi.

Anyị ga-ahụ echi.

We will see tomorrow.

Anyị ga-ahụ echi.

Anyị ga-ahụ echi.

We will see tomorrow.

Ụmụakwụkwọ ga-emechi echi.

Ụmụakwụkwọ ga-emechi echi.

Students will close tomorrow.

Uchenna ga-agba akwụkwọ echi.

Uchenna ga-agba akwụkwọ echi.

Uchenna will wed tomorrow.

Echi ka ọ ga-aga amụ nwa.

Echi ka ọ ga-aga amụ nwa.

She will deliver tomorrow.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.