hüjú ányá
hụju ānyā
Word | hụju ānyā |
Definitions | Active verb 1.toil, suffer greatly 2.be horrified, as by an abomination horrified by what is happening now |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
A hụjuru m anya ụnyaahụ.
A hụjuru m anya ụnyaahụ.
I suffered yesterday.
Ọtụtụ ndị bi na Naịjirịa na-ahụju anya.
Ọtụtụ ndị bi na Naịjirịa na-ahụju anya.
Many people living in Nigeria are suffering.
Ọ dị ka ị chọrọ ịhụju anya.
Ọ dị ka ị chọrọ ịhụju anya.
It seems like you want to suffer.
Omume gị mere m hụjuo anya n'afọ gara aga.
Omume gị mere m hụjuo anya n'afọ gara aga.
Your attitude made me to suffer last year.
Uju na-ahụju anya n'aka nwanne ya nwaanyị.
Uju na-ahụju anya n'aka nwanne ya nwaanyị.
Uju is suffering in the hands of her sister.
Ọ ga-ahụju anya ebe ahụ.
Ọ ga-ahụju anya ebe ahụ.
He will suffer there.
ǹkwųkwų
ǹkwụ̀kwụ̀
Word | ǹkwụ̀kwụ̀ |
Definitions | Noun 1.over labour, stressful toil |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nkwụkwụ na-egbu mmadụ
Nkwụkwụ na-egbu mmadụ
Over labour kills.
Nne na-akwụ nkwụkwụ hinne.
Nne na-akwụ nkwụkwụ hinne.
Mother over labours too much.
Nkwụkwụ nke taata karịrị akarị.
Nkwụkwụ nke taata karịrị akarị.
Today's over labor was too much.
Achọghị m oke nkwụkwụ.
Achọghị m oke nkwụkwụ.
I do not want so much stress.
Oke nkwụkwụ na-ebute ọbara mgbalielu.
Oke nkwụkwụ na-ebute ọbara mgbalielu.
Over labour causes high BP.
Nkwụkwụ na-aka mmadụ nka.
Nkwụkwụ na-aka mmadụ nka.
Stress makes one to age fast.