tǫdó
tọ̀do
Word | tọ̀do |
Definitions | Active verb 1.seize by the throat; choke; throttle |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akwa ahụ ga-atọdo gị n' olu.
Akwa ahụ ga-atọdo gị n' olu.
That cloth will hold you tightly on the neck
Tọdo ya n'akpịrị ka o kwuo eziokwu.
Tọdo ya n'akpịrị ka o kwuo eziokwu.
Hold him firmly by the neck so he will say the truth.
Ọdịghị mma ịtọdo mmadụ n'akpịrị.
Ọdịghị mma ịtọdo mmadụ n'akpịrị.
It is not good to hold someone firmly by the neck.
Nwoke ahụ na-atọdo nnwa ahụ n'akpịrị mgbe anyị hụrụ ya.
Nwoke ahụ na-atọdo nnwa ahụ n'akpịrị mgbe anyị hụrụ ya.
That man was seizing that child by the neck when we saw him.
Obi ga-atọdo gị n'akpịrị ma o wee iwe.
Obi ga-atọdo gị n'akpịrị ma o wee iwe.
Obi will hold you tightly by the neck if he gets angry.