réfù
refù
Word | refù |
Definitions | Active verb 1.to sell off; to sell with loss |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ị chọrọ irefuru m ahịa?
Ị chọrọ irefuru m ahịa?
Do you want to sell my market with loss?
Refuo ihe ndị na-emebi emebi.
Refuo ihe ndị na-emebi emebi.
Sell off perishable items.
Irefu ahịa na-ebute ọdịda ya.
Irefu ahịa na-ebute ọdịda ya.
To sell off goods without much profit brings about its downfall.
Nwata a ga-erefu ahịa.
Nwata a ga-erefu ahịa.
This child will sell market with loss.
Ihe ndị m na-erefu karịrị.
Ihe ndị m na-erefu karịrị.
The things I sell off are too much.
Ị ga-erefu isiego gị.
Ị ga-erefu isiego gị.
You will sell off even your capital.
Nwa ahụ na-erefu ahịa nne ya.
Nwa ahụ na-erefu ahịa nne ya.
That child sells his off mother's goods without much profit.
O refuru ahịa ahụ erefu.
O refuru ahịa ahụ erefu.
He sold off that goods without much profit.