Nkọwa okwu logo
Beta

mé ébérè

me eberè

Wordme eberè
Definitions

Active verb

1.to have mercy on someone of somebody; have mercy

2.to have pity on someone or somebody; to pity someone

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ na-emere ya ebere.

Ọ na-emere ya ebere.

She is pitying her.

Aga m eme ebere ma ọ rịọ mgbagharạ̣

Aga m eme ebere ma ọ rịọ mgbagharạ̣

I will forgive her if she asks for forgiveness.

Kedụ onye m ga-emere ebere?

Kedụ onye m ga-emere ebere?

Who am I going to forgive.

Ha mere ebere nara ya ego ahụ.̣

Ha mere ebere nara ya ego ahụ.̣

They took pity and collected the money.

Ha na-emere ndị ogbenye ebere.

Ha na-emere ndị ogbenye ebere.

They take pity on the poor.

Chineke mere ebere na ọ nwụghị.

Chineke mere ebere na ọ nwụghị.

God had mercy such that he did not die.

Ime ebere anaghị adị mma oge ụfọdụ.

Ime ebere anaghị adị mma oge ụfọdụ.

It is not good to be merciful sometimes.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.