tǫ ányá
tọ̀ anyā
Word | tọ̀ anyā |
Definitions | Active verb 夕目 1.be observant, watchful, careful; take notice of; watch (literally lay the eyes on the ground) |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ụnụ ga-atọ anya n'ala ma mmemme ahụ bido.
Ụnụ ga-atọ anya n'ala ma mmemme ahụ bido.
You people will be careful when that event starts.
Naanị ndị tọrọ anya n'ala ga-ahụ ihe mere n'ejije a.
Naanị ndị tọrọ anya n'ala ga-ahụ ihe mere n'ejije a.
It is only the observant ones that will see what happened in that drama.
Achọrọ m ịtọ anya n'ala hụtazuo ihe niile mere n'ebe ahụ.
Achọrọ m ịtọ anya n'ala hụtazuo ihe niile mere n'ebe ahụ.
I want to be observant to see everthing that happened there.
Tọọ anya n'ala mụta ihe a na-akụziri gị.
Tọọ anya n'ala mụta ihe a na-akụziri gị.
Be observant to learn everything that is taught you.
Chika na-atọ anya n'ala mgbe ọbụla ọ na-esite ụzọ ahụ.
Chika na-atọ anya n'ala mgbe ọbụla ọ na-esite ụzọ ahụ.
Chika is always careful whenever she passes through that road.
Ọ naghị atọ anya n'ala.
Ọ naghị atọ anya n'ala.
He is not observant.
Kpọta ndị ga-atọ anya n'ala.
Kpọta ndị ga-atọ anya n'ala.
Bring observant people.
Ha tọrọ anya n'ala.
Ha tọrọ anya n'ala.
They were observant.