Nkọwa okwu logo
Beta

káchí óbì

kachi obì

Wordkachi obì
Definitions

Active verb

1.to continue resolutely or stubbornly in spite of warning or opposition; persist

Related Terms
Word Stems

Examples

Ịkachị obi mgbe ọbụla anaghị adị mma oge ụfọdụ.

Ịkachị obi mgbe ọbụla anaghị adị mma oge ụfọdụ.

To persist all the time is not good some times.

Ọ kachiri obi mee nje m ahụ.

Ọ kachiri obi mee nje m ahụ.

He persisted and embarked on that journey.

Gịnị mere o ji na-akachi obi etu a?

Gịnị mere o ji na-akachi obi etu a?

Why is he this resolute?

Ịkachi obi oge niile adịghị mma.

Ịkachi obi oge niile adịghị mma.

To persist all the time is not good.

Kachie obi na-eme ihe ị chọrọ ime.

Kachie obi na-eme ihe ị chọrọ ime.

Persist and be doing what you want to do.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.