Nkọwa okwu logo
Beta

bú

bu

Wordbu
Definitions

Active verb

1.to carry or bear something

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Buo ya ugboro abụọ.

Buo ya ugboro abụọ.

Carry it twice.

Ọ na-ebu ibu n'ọdọ ụgbọala.

Ọ na-ebu ibu n'ọdọ ụgbọala.

He carries load at the motor park.

Ibu o buru dị arọ.

Ibu o buru dị arọ.

The load he carried was heavy.

Ọ na-ebu akpa ahụ mgbe m hụrụ ya.

Ọ na-ebu akpa ahụ mgbe m hụrụ ya.

He was carrying that bag when I saw him.

O bu mmanya ngwọ jee agbamụnkwụ

O bu mmanya ngwọ jee agbamụnkwụ

He took palm wine to the wine carrying ceremony.

Ị chọrọ ibu ihe a?

Ị chọrọ ibu ihe a?

Do you want to carry this thing?

Emeka ga-ebu nke ahụ buru ibu.

Emeka ga-ebu nke ahụ buru ibu.

Emeka will carry that one that is big.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.