töhē
tọ̄hē
Word | tọ̄hē |
Definitions | Active verb 1.untie to open (sometimes used for a parcel without knots) |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Eriri akpụ-ụkwụ m tọchiri a tọchi, biko nyerem aka tọhe ya
Eriri akpụ-ụkwụ m tọchiri a tọchi, biko nyerem aka tọhe ya
My shoe lace is tied up, please help me untie it
Ada atọheela ngwugwu ndị ahụ e nyere ya.
Ada atọheela ngwugwu ndị ahụ e nyere ya.
Ada has opened those presents(wrapped) that were given to her.
töhé
tọhe
Word | tọhe |
Definitions | Active verb 1.to untie something; unknot |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ bụ m tọghere akpa a.
Ọ bụ m tọghere akpa a.
I was the person than untied this bag.
Tọheere m akpa ahụ.
Tọheere m akpa ahụ.
Open that bag for me.
Onye na-atọhe eriri a?
Onye na-atọhe eriri a?
Who is unting this rope?
Tọhee eriri a.
Tọhee eriri a.
Untie this rope.
Ị ga-atọhe nke a.
Ị ga-atọhe nke a.
You will untie this one.
I nwere ike itọhe ụdọ a?
I nwere ike itọhe ụdọ a?
Could you unknot this rope?
Ha chọrọ ịtọhe ya tupu ọ bịa.
Ha chọrọ ịtọhe ya tupu ọ bịa.
They want to open it before he arrives.
Ọ bụ ya ga-atọhe ya bụ ngwugwu.
Ọ bụ ya ga-atọhe ya bụ ngwugwu.
She will be the one to open the package.
Akpa ahụ tọhere atọhe oge m hụrụ ya.
Akpa ahụ tọhere atọhe oge m hụrụ ya.
The bag was open when I saw it.