Nkọwa okwu logo
Beta

tǫ ńtį

tọ̀ ntị̀

Wordtọ̀ ntị̀
Definitions

Active verb

夕規

1.listen carefully; pay attention; lay the ears to the ground

Related Terms
Word Stems

Examples

Nke a gosiri na Chinedu tọrọ nti n'ala nke ọma.

Nke a gosiri na Chinedu tọrọ nti n'ala nke ọma.

This one shows that Chinedu paid very close attention.

Ha ga ekwupụta aha onyiisi nkuzi ohụrụ mgbe na-adịghị anya, tọọ ntị n'ala

Ha ga ekwupụta aha onyiisi nkuzi ohụrụ mgbe na-adịghị anya, tọọ ntị n'ala

They will announce the new school head soon, pay attention

Anyị chọrọ onye na-atọ ntị n'ala.

Anyị chọrọ onye na-atọ ntị n'ala.

We need somebody who listens carefully.

Anyị ga-atọ ntị mgbe onyiisi obodo bidoro okwu ya.

Anyị ga-atọ ntị mgbe onyiisi obodo bidoro okwu ya.

We will pay attention when the head of state starts his speech.

Ị ga-atọ ntị ka ị nụtachaa ihe niile e kwuru.

Ị ga-atọ ntị ka ị nụtachaa ihe niile e kwuru.

You must listen well to hear everything that is said.

Ịtọ ntị n'ala dị mma n'ụlọ ụka.

Ịtọ ntị n'ala dị mma n'ụlọ ụka.

to listen carefully is good in church.

ñá ńtį

ṅa ntị̀

Wordṅa ntị̀
Definitions

Active verb

振規

1.listen; heed; incline the ear; pay attention

Related Terms
Word Stems

Examples

Ị ṅaa ntị nke ọma, ị ga-aghọta ihe ọ na-ekwu.

Ị ṅaa ntị nke ọma, ị ga-aghọta ihe ọ na-ekwu.

If you listen very well, you understand what he is saying.

Ọ na-aṅa m ntị.

Ọ na-aṅa m ntị.

She listens to me.

Ijeọma na-aṅa ntị n'ihe ị na-ekwu.

Ijeọma na-aṅa ntị n'ihe ị na-ekwu.

Ijeoma is listening to what you are saying.

Ụzọ ga-aṅa gị ntị.

Ụzọ ga-aṅa gị ntị.

Uzo will listen to you.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.