tí
ti
| Word | ti |
| Definitions | Active verb 1.beat; hit; strike 2.shout; yell; utter cry; howl 3.shine (of moon) 4.build; establish |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ebuka tiwara efere.
Ebuka tiwara efere.
Ebuka broke the plate.
Uche tiri mkpu.
Uche tiri mkpu.
Uche shouted.
Obika tiri nnukwu ụlọ n'Enugwu.
Obika tiri nnukwu ụlọ n'Enugwu.
Obika built a mighty house at Enugu.
Ọ na-eti mkpu oge ọbụla.
Ọ na-eti mkpu oge ọbụla.
He shouts alaways.
Ọnwa na-eti.
Ọnwa na-eti.
The moon is shinning.
Nna m tiri m ihe.
Nna m tiri m ihe.
My father beat me.
típįá
tipị̀a
| Word | tipị̀a |
| Definitions | Active verb 1.smash into pieces |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ifeọma tipịara ụgbọala ya.
Ifeọma tipịara ụgbọala ya.
Ifeọma smashed her car.
Ọ chọrọ itipịa ya ka a ghara ịhụ ya anya.
Ọ chọrọ itipịa ya ka a ghara ịhụ ya anya.
He wants to smash it so that it won't be seen.
Ihe mberede okporoụzọ ahụ tipịara ọkpụkpụ ya.
Ihe mberede okporoụzọ ahụ tipịara ọkpụkpụ ya.
The road accident smashed his bones.
O kwetaghị na a ga-etịpịa komkom ahụ n' ihu ya.
O kwetaghị na a ga-etịpịa komkom ahụ n' ihu ya.
He didn't believe that the tin will be smashed in his face.
Ọ na-etipịa ya n' ike.
Ọ na-etipịa ya n' ike.
He is smashing it with force.
Ọ na-etipịa ihe ọbụla nọchiri ya ụzọ.
Ọ na-etipịa ihe ọbụla nọchiri ya ụzọ.
He smashes anything that blocks his way.
tígwò
tigwò
| Word | tigwò |
| Definitions | Active verb 1.break into pieces (e.g. iron pot); demolish 2.break (e.g. plate) |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ndị akpụobi tigworo ụlọ ahụ.
Ndị akpụobi tigworo ụlọ ahụ.
The hoodlums demolished the house.
Di ya tigworo efere dum dị n'usekwu ya.
Di ya tigworo efere dum dị n'usekwu ya.
Her husband broke all the plates in her kitchen to pieces.
Isi ya tigworo na ya bụ ihe mberede.
Isi ya tigworo na ya bụ ihe mberede.
His head broke into pieces in the accident.
Moto ahụ tigworo etigwo.
Moto ahụ tigworo etigwo.
The car broke into pieces.
Ndị agboro na-etigwo ụgbọ ọbụla ji ha ụgwọ
Ndị agboro na-etigwo ụgbọ ọbụla ji ha ụgwọ
The touts demolish any car that owns them.
tíkpö
tikpọ
| Word | tikpọ |
| Definitions | Active verb 1.demolish; break up; break down |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Obiọra na-etikpọ ya ugbua.
Obiọra na-etikpọ ya ugbua.
Obiọra s demolishing it now.
Kedụ ihe a ga-eji tikpọ ụlọ ya?
Kedụ ihe a ga-eji tikpọ ụlọ ya?
What will be used to demolish his house?
Onye tikpọrọ ya?
Onye tikpọrọ ya?
Who demolished it?
Ọ na-etikpọ ya mgbe ọ hụrụ ya.
Ọ na-etikpọ ya mgbe ọ hụrụ ya.
He was demolishing it when he saw him.
Achọrọ m ka e tikpọọ ya.
Achọrọ m ka e tikpọọ ya.
I want it to be demolished.
Amara m na a ga-etikpọ ya echi.
Amara m na a ga-etikpọ ya echi.
I knew it will be demolished tomorrow.
Ọ chọrọ ịtikpọ ụlọ ndị ahụ.
Ọ chọrọ ịtikpọ ụlọ ndị ahụ.
He wants to demolish those house.
Ha tikpọrọ ụlọ ndị mmadụ
Ha tikpọrọ ụlọ ndị mmadụ
They demolished people's houses
tï
tị
| Word | tị |
| Definitions | Active verb 軸 1.stretch; make long |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ̣ na-atị olu ịhụ ihe na-eme n'ihu ebe ahụ.
Ọ̣ na-atị olu ịhụ ihe na-eme n'ihu ebe ahụ.
She is stretching her neck to see what is happening at the front.
küdà
kụdà
| Word | kụdà |
| Definitions | Active verb 1.bring down; 2.demolish |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
A kụdara ụlọ Okeke.
A kụdara ụlọ Okeke.
Okeke's house was demolished.
Gọọmentị ga-akụda ụlọ a n'afọ ọzọ.
Gọọmentị ga-akụda ụlọ a n'afọ ọzọ.
Government will demolish this house next year.
A na-akụda ụlọ niile nọchiri ụzọ.
A na-akụda ụlọ niile nọchiri ụzọ.
All obstructing buildings are being demolished.
Gọọmentị akụdara ụlọ ebe nzuzo ndị ekperima.
Gọọmentị akụdara ụlọ ebe nzuzo ndị ekperima.
Government demolished the robbers hideout.
Ịkụda ụlọahịa ndị mmadụ adịghị mma.
Ịkụda ụlọahịa ndị mmadụ adịghị mma.
Demolishing people's stores is not good.
Kụdaa ahụ aja a!
Kụdaa ahụ aja a!
Pull down this wall!
Obi kụdara ụlọ nna ya, rụọ ọzọ.
Obi kụdara ụlọ nna ya, rụọ ọzọ.
Obi demolished his father's house and built another one.
A na-akụda ụlọ niile nọchiri ụzọ.
A na-akụda ụlọ niile nọchiri ụzọ.
All obstructing buildings are being demolished.
A kụdara ụlọ Okeke.
A kụdara ụlọ Okeke.
Okeke's house was demolished.
Gọọmentị akụdara ụlọ ebe nzuzo ndị ekperima.
Gọọmentị akụdara ụlọ ebe nzuzo ndị ekperima.
Government demolished the robbers hideout.
Kụdaa ahụ aja a!
Kụdaa ahụ aja a!
Pull down this wall!
Gọọmentị ga-akụda ụlọ a n'afọ ọzọ.
Gọọmentị ga-akụda ụlọ a n'afọ ọzọ.
Government will demolish this house next year.
Ịkụda ụlọahịa ndị mmadụ adịghị mma.
Ịkụda ụlọahịa ndị mmadụ adịghị mma.
Demolishing people's stores is not good.
Obi kụdara ụlọ nna ya, rụọ ọzọ.
Obi kụdara ụlọ nna ya, rụọ ọzọ.
Obi demolished his father's house and built another one.
Ha na-akụda ụlọ.
Ha na-akụda ụlọ.
They are demolishing houses.
Obinna chọrọ ịkụda ụlọ ya.
Obinna chọrọ ịkụda ụlọ ya.
Obinna wants to demolish his house.
Onye na-akụda ụlọ ahụ?
Onye na-akụda ụlọ ahụ?
Who is demolishing the house?
Arụzibeghị ndị a kụdara akụda.
Arụzibeghị ndị a kụdara akụda.
The demolished ones have not been rebuilt.