sö ányá
sọ anya
Word | sọ anya |
Definitions | Active verb 1.be timid; be shy; fear or be afraid to face someone or something 2.be cautious; behave a certain way out of respect or courtesy |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ naghị asọ mmadụ anya.
Ọ naghị asọ mmadụ anya.
He does not respect anybody.
Eze sọrọ anya wee hapụ iti ya ihe.
Eze sọrọ anya wee hapụ iti ya ihe.
Eze did not beat him out of respect.
Ojukwu sọrọ nna ya anya.
Ojukwu sọrọ nna ya anya.
Ojukwu respected his father.
Ha ga-asọ ya anya maka na ọ bụ okenye.
Ha ga-asọ ya anya maka na ọ bụ okenye.
They will show him respect because he is an elder.
A na-asọ ndị okenye anya.
A na-asọ ndị okenye anya.
Elders are respected.
Sọọ ya anya maka gịnị?
Sọọ ya anya maka gịnị?
Be intimidated by him for what?