tíkù
tikù
Word | tikù |
Definitions | Active verb 1.call upon; 2.shout to; call upon (for help); cry to (compare -kpọkù) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O tikuru ndị mmadụ oge e jidere ya.
O tikuru ndị mmadụ oge e jidere ya.
He called upon the people when he was arrested.
Tikuo aha ahụ ọsọọsọ.
Tikuo aha ahụ ọsọọsọ.
Call upon that name fast.
Anyị na-etiku Chineke mgbe niile.
Anyị na-etiku Chineke mgbe niile.
We call upon the Lord all the time.
Chineke zara oge ha tikuru ya.
Chineke zara oge ha tikuru ya.
The Lord answered when they called on him.
Onye tikuru m?
Onye tikuru m?
Who called upon me?
Aga m etiku Onyenweanyị.
Aga m etiku Onyenweanyị.
I will call upon the Lord.
Onye ka m ga-etiku?
Onye ka m ga-etiku?
Whom will I call upon?
kpökù
kpọkù
Word | kpọkù |
Definitions | Active verb 1.to call upon especially for help; to consult, especially a supernatural being |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha ga-akpọku ndị ga-enyere ha aka.
Ha ga-akpọku ndị ga-enyere ha aka.
They will call upon those that will assist them.
Ihe i kwesịrị ime ugbu a bụ ịkpọku Chukwu.
Ihe i kwesịrị ime ugbu a bụ ịkpọku Chukwu.
What you are supposed to do now is to call upon God.
Ezenwa na-akpọku ndị nna nna ya .
Ezenwa na-akpọku ndị nna nna ya .
Ezenwa is calling upon his ancestors.
Ọ kpọkuru Chinwe mgbe ha jidere ya.
Ọ kpọkuru Chinwe mgbe ha jidere ya.
She called upon Chinwe when they caught her.
Onye na-akpọku m?
Onye na-akpọku m?
Who is calling upon me?
Kpọkuo m na mgba mkpa.
Kpọkuo m na mgba mkpa.
Call upon me in time of need.
Ọ baghị uru ịkpọku m.
Ọ baghị uru ịkpọku m.
There is need calling upon me.
A ga-akpọku gị ma ego ahụ gwụ.
A ga-akpọku gị ma ego ahụ gwụ.
When the money finishes, you will be called upon.
Ana m akpọku Chukwu oge niile.
Ana m akpọku Chukwu oge niile.
I always call upon God.