Nkọwa okwu logo
Beta

tìkö

tìkọ

Wordtìkọ
Definitions

Active verb

1.put together

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Onye tikọrọ ihe abụọ a ọnụ?

Onye tikọrọ ihe abụọ a ọnụ?

Who put these two things together?

E nwere ike itikọ ha ọnụ?

E nwere ike itikọ ha ọnụ?

Can they be put together?

E kwesịrị itikọ eriri ọkụ abụọ a ọnụ.

E kwesịrị itikọ eriri ọkụ abụọ a ọnụ.

These two wires should be joined together.

A na-etikọ akpụ na ofe n'otu afere n'ala Yoruba.

A na-etikọ akpụ na ofe n'otu afere n'ala Yoruba.

Both fufu and soup is served in the same plate in Yoruba land.

Kedụ mgbe ị ga-etikọ ha ọnụ.

Kedụ mgbe ị ga-etikọ ha ọnụ.

When are you going to put them together?

Gaa, tikọọ ya ọnụ.

Gaa, tikọọ ya ọnụ.

Go and put it together.

Nke a na-etikọ ọnụ ka m chọrọ.

Nke a na-etikọ ọnụ ka m chọrọ.

I want the one that is pulled together.

Ha agaghị etiko ya ọnụ.

Ha agaghị etiko ya ọnụ.

They will not put them together.

Onye ga-etikọ ha ọnụ?

Onye ga-etikọ ha ọnụ?

Who will put them together?

Bịa ka anyị tikọọ isi ọnụ.

Bịa ka anyị tikọọ isi ọnụ.

Come let us put heads together.

óbérē

oberē

Wordoberē
Definitions

Nominal Modifier

富子

1.small amount or quantity of something; little

2.anything brief, tiny in size or young; little

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nye m obere oge.

Nye m obere oge.

Give me a little time.

Ndị obere mmadụ anọghị ebe a.

Ndị obere mmadụ anọghị ebe a.

There is no common person here.

Tinye nri ahụ obere mmiri

Tinye nri ahụ obere mmiri

Add a little water to that food.

Ahụrụ m obere ụmụaka.

Ahụrụ m obere ụmụaka.

I saw little children.

Ọ fọrọ obere ihe ka ọ daa.

Ọ fọrọ obere ihe ka ọ daa.

It was remaining a little thing for him to fall.

Ọ bụ naanị obere ihe ka a ga-ebechapụ n'ọnụ nkakwụ ọ ghọrọ oke

Ọ bụ naanị obere ihe ka a ga-ebechapụ n'ọnụ nkakwụ ọ ghọrọ oke

Only a small portion of the shrews mouth needs to be cut off for it to become a rat

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.