tíjí
tiji
| Word | tiji |
| Definitions | Active verb 1.break by hitting |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Gosi m etu i siri tijie ya.
Gosi m etu i siri tijie ya.
Show me how you broke it.
Ọ mara mgbe o tijiri ya.
Ọ mara mgbe o tijiri ya.
He knows when he broke it.
O tijiri egbe ahụ.
O tijiri egbe ahụ.
He broke the gun.
Azụka na-etiji igwe n'ụlọ ya.
Azụka na-etiji igwe n'ụlọ ya.
Azụka is breaking the iron in his house.
Obinna, tijie ịnyagba ahụ.
Obinna, tijie ịnyagba ahụ.
Obinna, break the chain.