Nkọwa okwu logo
Beta

ágü

agụ̄

Wordagụ̄
Definitions

Noun

1.leopard; tiger

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Agụ bụ anụ kara obi.

Agụ bụ anụ kara obi.

The leopard is a courageous animal.

O ji aka ya see agụ ahụ.

O ji aka ya see agụ ahụ.

He drew the leopard himself.

Agụ niile dị ebe ndobe anụmanụ anwụchaala.

Agụ niile dị ebe ndobe anụmanụ anwụchaala.

All the leopard in the zoo are dead.

Agụ na-atụ agwa.

Agụ na-atụ agwa.

Leopard has spotted marks

Ọ kọrọ anyị akụkọ agụ na ọdụm.

Ọ kọrọ anyị akụkọ agụ na ọdụm.

He told us the story of leopard and lion.

Agụ bi n'ọhịa.

Agụ bi n'ọhịa.

Tiger lives in this forest.

Ọ bụ agụ.

Ọ bụ agụ.

He is a tiger.

Agụ siri ike.

Agụ siri ike.

Tiger is strong.

ákïáwüsá

akịawụsa

Wordakịawụsa
Definitions

Noun

1.tiger nut

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị zụtara akịawụsa mgbe anyị na-alọta.

Anyị zụtara akịawụsa mgbe anyị na-alọta.

We bought tiger nut when we were coming back.

E ji mmiri akịawụsa eme mmanya.

E ji mmiri akịawụsa eme mmanya.

Tiger nut juice is used to make drink.

Akịawụsa na-enwe abụrịbọ.

Akịawụsa na-enwe abụrịbọ.

Tiger nut has chaff.

A na-abanye akịawụsa ma mmiri.

A na-abanye akịawụsa ma mmiri.

Tiger nut is soaked in water.

Ọ naghị amasị Chike ịta akịawụsa.

Ọ naghị amasị Chike ịta akịawụsa.

Chike does not like eating tiger nut.

Bịa, were akịawụsa nke gị.

Bịa, were akịawụsa nke gị.

Come and take your own tiger nut.

Biko, manyere m iko akịawụsa abụọ.

Biko, manyere m iko akịawụsa abụọ.

Please measure two cups of tiger nut for me.

Ndị Awụsa na-akọ akịawụsa.

Ndị Awụsa na-akọ akịawụsa.

Hausa people cultivate tiger nut.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.