gbápú
gbapu
Word | gbapu |
Definitions | Active verb 1.puncture; make a hole in something 2.drill; use an object to pierce through something in order to make a hole in it 3.burst (not in a way that shatters) |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Onye gbapuru bọọlụ gị?
Onye gbapuru bọọlụ gị?
Who punctured your ball?
Ana m agbapu mmiri ebe ahụ.
Ana m agbapu mmiri ebe ahụ.
I am drilling borehole there.
Ọ bụghị gọọmentị gbapuru mmiri ahụ.
Ọ bụghị gọọmentị gbapuru mmiri ahụ.
I was not government that drilled that borehole.
Akwa ọkụkọ ahụ gbapụrụ n'ọkụ.
Akwa ọkụkọ ahụ gbapụrụ n'ọkụ.
That egg punctured in the fire.
Ndị nwere ego na-agbapu mmiri.
Ndị nwere ego na-agbapu mmiri.
The rich sink borehole.
Achọghị m ịgbapu ya.
Achọghị m ịgbapu ya.
I do not want to puncture it.
Etuto ahụ gbapuru ụnyaahụ.
Etuto ahụ gbapuru ụnyaahụ.
That boil burst yesterday.
Gbapuo bulombulo ahụ, ka ị kwụọ ụgwọ ya.
Gbapuo bulombulo ahụ, ka ị kwụọ ụgwọ ya.
Burst that balloon and pay for it.
Ha na-agbapu oghere n'aja mgbe e jidere ha.
Ha na-agbapu oghere n'aja mgbe e jidere ha.
They were drilling hole in the wall when they were caught.
yípų
yipụ̀
Word | yipụ̀ |
Definitions | Active verb 1.take off (clothing, mask, wear, etc.); undress |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Gaa yipụ akwa gị n'ime ụlọ.
Gaa yipụ akwa gị n'ime ụlọ.
Go and take off your cloth inside the house.
Ugo achọghị iyipụ akwa ya.
Ugo achọghị iyipụ akwa ya.
Ugo does not want to take off her cloth.
Ihere mere ya mgbe ha yipụrụ ya akwa.
Ihere mere ya mgbe ha yipụrụ ya akwa.
She was ashamed when they took off her dress.
Ada na-eyipu akwa ya ugbu a.
Ada na-eyipu akwa ya ugbu a.
Ada is taking off her shoes now.
A chọrọ iyipụ akwa a.
A chọrọ iyipụ akwa a.
I want to take off this dress.
Ị ga-eyipụ akwa a yiri ọzọ.
Ị ga-eyipụ akwa a yiri ọzọ.
You will take off this cloth and put on another one.
Ihere mere ya mgbe ha yipụrụ ya akwa.
Ihere mere ya mgbe ha yipụrụ ya akwa.
She was ashamed when they took off her dress.
Gaa yipụ akwa gị n'ime ụlọ.
Gaa yipụ akwa gị n'ime ụlọ.
Go and take off your cloth inside the house.
Ugo achọghị iyipụ akwa ya.
Ugo achọghị iyipụ akwa ya.
Ugo does not want to take off her cloth.