má ákwà
ma akwà
Word | ma akwà |
Definitions | Active verb 1.tie wrapper |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ijeọma na-ama akwa mgbe m biara.
Ijeọma na-ama akwa mgbe m biara.
Ijeoma was tying wrapper when I came.
Onye ga-ama akwa a abịala.
Onye ga-ama akwa a abịala.
The person who will tie this wrapper has arrived.
Ndị nne na-amakarị akwa.
Ndị nne na-amakarị akwa.
Mothers usually tie wrapper.
Ima akwa anaghi egbu oge.
Ima akwa anaghi egbu oge.
Tying wrapper does not waste time.
Nne ma akwa.
Nne ma akwa.
Mother is tying wrapper.
Adaeze, mara akwa gị ozugbo.
Adaeze, mara akwa gị ozugbo.
Adaeze, tie your wrapper immediately.