Nkọwa okwu logo
Beta

ǹtǫǹtörï

ǹtọ̀ǹtọrị̄

Wordǹtọ̀ǹtọrị̄
Definitions

Noun

1.tickle; titillate

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ dịghị mma ime mmadụ ntọntọrị mgbe ọ na-eme ihe dị mkpa.

Ọ dịghị mma ime mmadụ ntọntọrị mgbe ọ na-eme ihe dị mkpa.

It is not good to tickle someone who is attending to a serious issue.

Amaka na-eyi m ntọntọrị.

Amaka na-eyi m ntọntọrị.

Amaka is tickling me.

Ntọntọrị na-eme ka mmadụ chịa ọchị.

Ntọntọrị na-eme ka mmadụ chịa ọchị.

Tickling makes one to laugh.

Ihe a na-eme m ntọntọrị.

Ihe a na-eme m ntọntọrị.

This thing tickles me.

Anaghị m achị ọchị ma arịa m ntọntọrị.

Anaghị m achị ọchị ma arịa m ntọntọrị.

I don't laugh when i'm being tickled.

Ihe a na-eme m ntọntọrị.

Ihe a na-eme m ntọntọrị.

This thing tickles me.

Onye yiri m ntọntọrị?

Onye yiri m ntọntọrị?

Who tickled me?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.