Nkọwa okwu logo
Beta

nwüchú

nwụchu

Wordnwụchu
Definitions

Passive verb

1.to die young; to die before getting old

Related Term
Word Stem

Examples

Ọ nwụchuru anwuchụ̣.

Ọ nwụchuru anwuchụ̣.

He died young.

Onye mere ajọ ihe ga-anwụchu.

Onye mere ajọ ihe ga-anwụchu.

Anybody who does evil shall die young.

Nne ya bere akwa mgbe a na-eli nwa ya nwụchuru anwụchu.

Nne ya bere akwa mgbe a na-eli nwa ya nwụchuru anwụchu.

Her mother cried because of her child that died young.

Ihe mberede okporoụzọ ahụ mere ụmụakwụkwọ niile jiri nwụchuo.

Ihe mberede okporoụzọ ahụ mere ụmụakwụkwọ niile jiri nwụchuo.

The road accident made all the students die young.

Ọtụtụ ndị anwụchuola.

Ọtụtụ ndị anwụchuola.

Many people have died young.

Ọ nwụchuru anwụchu.

Ọ nwụchuru anwụchu.

He died young.

Eburu ya amụma na ọ ga-anwụchu.

Eburu ya amụma na ọ ga-anwụchu.

It was prophesized that he will die young.

O nweghị onye na-ekpe ekpere ịnwụchu.

O nweghị onye na-ekpe ekpere ịnwụchu.

Nobody prays to die young.

Anyị achọghị ịnwụchu.

Anyị achọghị ịnwụchu.

We do not want to die young.

Ọnwụ nwụchu agaghị abụ nke anyị.

Ọnwụ nwụchu agaghị abụ nke anyị.

Dying young won't be for us.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.