tíbàtá
tibàta
Word | tibàta |
Definitions | Active verb 1.barge into; enter a place unexpectedly and uninvited |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
N'ejije a, ọ bụ onyeara ga-etibata ma o ruo mgbe ahụ.
N'ejije a, ọ bụ onyeara ga-etibata ma o ruo mgbe ahụ.
In the drama, it is a mad man that will barge in when it reaches.
Adakụ tibatara n'ụlọ Nneọma.
Adakụ tibatara n'ụlọ Nneọma.
Adakụ barged into Nneọma's house.
O nyere ya iwu ka o tibata.
O nyere ya iwu ka o tibata.
He ordered him to barge in.
Ndị uwe ojii tibatara n'ụlọ akwụkwọ anyị.
Ndị uwe ojii tibatara n'ụlọ akwụkwọ anyị.
Policemen barged into our school.
Itibata etu ahụ adịghị mma.
Itibata etu ahụ adịghị mma.
Barging in like that is not good.