Nkọwa okwu logo
Beta

sụ̀

Wordsụ̀
Definitions

Active verb

1.grunt; make a sound hitting low pitches of the voice

2.thump

3.hitting on a surface(especially floor) in order to compress size

4.speak a language

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Onye na-asụ ude?

Onye na-asụ ude?

Who is groaning?

Sụọ akpa ahụ n'ala ka osikapa niile ahụ̣ bachanwuo n'ime ya.

Sụọ akpa ahụ n'ala ka osikapa niile ahụ̣ bachanwuo n'ime ya.

Hit that bag on the floor so that all that rice can enter in it.

Ha sụrụ ya ọdụ egbe n'isi.

Ha sụrụ ya ọdụ egbe n'isi.

They thumped the butt of a gun on his head.

Sụọ akpa ahụ n'ala ka osikapa niile ahụ̣ bachanwuo n'ime ya.

Sụọ akpa ahụ n'ala ka osikapa niile ahụ̣ bachanwuo n'ime ya.

Hit that bag on the floor so that all that rice can enter in it.

Onye na-asụ ude?

Onye na-asụ ude?

Who is groaning?

Achọrọ m ịsụ asụsụ Igbo nke ọma.

Achọrọ m ịsụ asụsụ Igbo nke ọma.

I want to speak Igbo language very well.

Achọrọ m ịsụ asụsụ Igbo nke ọma.

Achọrọ m ịsụ asụsụ Igbo nke ọma.

I want to speak Igbo language very well.

Ha sụrụ ya ọdụ egbe n'isi.

Ha sụrụ ya ọdụ egbe n'isi.

They thumped the butt of a gun on his head.

bì

Wordbì
Definitions

Active verb

1.dab; make two surfaces touch each other especially to transfer substances between the surfaces

2.print; make a print

3.write boldly, especially with a thick font

4.thump

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A ga-ebi ya ọfụma.

A ga-ebi ya ọfụma.

It will be printed well.

A na-ebi 'Onye Aghala Nwanne Ya" n'uwe ndị ahụ.

A na-ebi 'Onye Aghala Nwanne Ya" n'uwe ndị ahụ.

"Onye Aghala Nwanne Ya" is being printed those clothes.

Ibi ya ebi ga-aka mma.

Ibi ya ebi ga-aka mma.

To write it boldly will be the best.

E biri akwụkwọ a n'afọ 1996.

E biri akwụkwọ a n'afọ 1996.

This book was printed in the year 1996.

Bie ya akara n'egedegiihu.

Bie ya akara n'egedegiihu.

Print a mark on his forehead.

Emefeli na-ebi ego.

Emefeli na-ebi ego.

Emefeli is printing money.

O biri aka n'ahụ aja.

O biri aka n'ahụ aja.

He thumped the wall with his hand.

Ana m achọ onye na-ebi ihe n'akwa.

Ana m achọ onye na-ebi ihe n'akwa.

I am looking for one who makes prints on clothes.

Ha biri ego ọhụrụ na Naịjirịa.

Ha biri ego ọhụrụ na Naịjirịa.

They printed new money in Nigeria.

Ego ọhụrụ ha biri amaghị mma.

Ego ọhụrụ ha biri amaghị mma.

The new money note they printed is not fine.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.