ágbòrò
agbòrò
Word | agbòrò |
Definitions | Noun 1.a lawless or violent person who commits crimes; thug |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ndị agboro gbara ya okirikiri
Ndị agboro gbara ya okirikiri
He is surrounded by thugs
Agaghị m alụ onye agboro a.
Agaghị m alụ onye agboro a.
I will not marry this lawless person.
Ekwela ka ndi agboro nachara gị akpa gị.
Ekwela ka ndi agboro nachara gị akpa gị.
Do not let the thugs snatch your bag.
Ụfọdụ ndị agboro na-ezukwa ohi.
Ụfọdụ ndị agboro na-ezukwa ohi.
Some thugs also steal.
Ọrụ agboro bụ ọrụ ike.
Ọrụ agboro bụ ọrụ ike.
Thuggery is hard labor .